Konfúkius

Konfúkius (Asụsụ China: 孔子; pinyin: Kǒng zǐ; Wade-Giles: K'ung-tzu, mà Chinese: 孔夫子; pinyin: Kǒng Fūzǐ; Wade-Giles: K'ung-fu-tzu), bu onye échiche na onye ílúnílú.

Konfúkius
Konfúkius
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịLu Dezie
aha n'asụsụ obodo孔子, 孔夫子 Dezie
Aha ọmụmụ孔丘 Dezie
Aha enyereQiu Dezie
aha ezinụlọ yaKong Dezie
courtesy name仲尼 Dezie
name in kanaこうし Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya551 BCE Dezie
Ebe ọmụmụQufu Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya479 BCE Dezie
Ebe ọ nwụrụSi River Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
Ebe oliliCemetery of Confucius Dezie
ŃnàShu-liang He Dezie
ŃnéYan Zhengzai Dezie
nwanneMeng Pi Dezie
Dị/nwunyeQiguan Shi Dezie
nwaKong Li Dezie
Asụsụ obodoHistorical Chinese Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaOld Chinese, Chinese Dezie
Ala nna ochieQufu Dezie
Ọrụ ọ na-arụphilosopher, onye nkuzi, Odee akwụkwọ Dezie
ụdị ọrụ yaÁkọ na Uche, social philosophy, ethics Dezie
Ebe ọrụLu Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaConfucianism Dezie
Ọrụ ama amaAnalects Dezie
IjeConfucianism Dezie
present in workClassic of Filial Piety Dezie
time periodSpring and Autumn period Dezie
gosiputara yaBust of Confucius Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie

Ílúnílú ya dàr`a na óbị mádu na óbị ndi ochíchí, ezíbóte mmekotá na ñkitị, na eziokwu na ihe mmé ézíbóté ihe. Óbị onwèrè mèrè ka ó gáfè nke ndi ozor di kà nché échìchè Ihe íwú (法家), nché Tao (道家) na mbgè Ọchíchí nke umunna Han (206 BCE – 220 CE). Échìchè Confucius mèrè ka ihe ndi bekee na kpí Confucianism (儒家) dí. Ọ byàrà Europe shí ónyé Italy nke Jesuit Matteo Ricci, ónyé kéré áhà "Confucius" nạ asụsụ Latin.


Tags:

EuropeÍlúnílúỌchíchí nke umunna Han

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Mmekọ nwoke na nwanyịQueen LatifahLise GrandeIbadanThe Punch1999WaterOn6 ỌktobaTimayaSexy SteelGreta Thunberg23 DisembaAbdulmumini AminuIri atọNdepụta nkàAddis AbabaMusaDominika LasotaAIkenwoli Godfrey EmikoNOSDemissie WoldeChidozie AwaziemKeyzShehu ShagariOnye na-egbu egbuAnambra SteetiOmotola Jalade EkeindeGudisa ShentemaMmanya nkwụBende, AbiaGadaaVincent van GoghAdekunle GoldJohn ChibuikeRotimi Amaechi26 ỌktobaLove Faces (ihe nkiri)Yakubu GowonIwu Enyemaka Mba 1948Asụsụ InglishOnye omekome nke GorSerbia2007Miss Delaware Teen USALionel MessiRight to a healthy environmentNafisat AbdullahiPinky WebbWikipediaRemaFyodor DostoevskyNational Commission of Markets and CompetitionIhe nkiri nke NaịjirịaHOME Investment Partnerships ProgramFaithia WilliamsOru ugboIchu ntaList of Nigerian states by date of statehoodSomalilandTrussell TrustJoeboyGoogle MapsMobolanle Ebunoluwa Sotunsa10 FebrụwarịOC UkejeSlovakia🡆 More