Wiki Ìgbò

Super Bowl XXX – Tekno (musician) – Arise O Compatriots, Nigeria's Call Obey – Fasil Assefa – Faith Kipyegon – Iri Ji ọhụrụ ndi Igbo – India – Germany – Àlà – Ábu – Canada – Igbo calendar – Federal Kọleji nke Mmụta Alvan Ikoku – Albania – Ọrụ Aka – Oru ugbo – Ejiji omenala Igbo – Vincent van Gogh – Egypt – Johann Sebastian Bach

Édémédé akachasị gụọ


Ihu Mbụ

Ihu Mbụ
Édémédé egosipụtara
Dora Akunyili
Dora Akunyili

Dora Nkem Akunyili (amụrụ ya na abali 14 n'ọnwa asaa n-afọ 1954 – ya anwụọ n'abali asaa n'ọnwa isii na-afọ 2014). Ọ bụ onye Ntụziaka nke Ụlọ-ọru ndi (Director General) National Agency for Food and Drug Administration and Control (NAFDAC) nile di na Naijiria. Bụkwara Onye isi Mgbasaozi nke ala Naijiria (Nigerian Minister of Information and Communications) site na-afọ 2008 ruo 2010.

Ọ bụ onye Ntọ Ọgwụ nke ndi bekee na-akpọ Pharmacist nakwa onye Ọrụ Gọvament ama-ama na mba ụwa tinyekwara n'onwetara ọtụtụ inwe site n'ọrụ ya 'Pharmacology', 'Public Health' na 'Human Rights

Ihu Mbụ

Ihu Mbụ
Foto egosipụtara
Ọjà
Ọjà

Ọjà bụ ngwa egwu si n'ọwụwa anyanwụ Naijiria nke a na-ejikarị ngwa ndị Naijiria ndị ọzọ dị ka ekwe, udu, igba, okwa na ichaka/osha eji agu egwu. Ngwá egwú a pụrụ iche ‘na-ekwu okwu’ ka ndị na-akụ egwu na ndị na-agba egwú, na-agba egwu. N'oge a na-agba egwu mmawu na ọwụwa anyanwụ Naijiria, onye ọfụfụ oja na-edu egwu na abụ otuto. Onye isi ofufu ọjà na-enwe ike iwepụta ọtụtụ ụda dị ka okwu ọnụ. Ọ bụrụ na onye dị mkpa abanye n'ime oghere igba egwu, onye n'afu ọjà nwere ike iji ngwá egwu a kpọsaa aha onye ahụ.

Lee fòtó ndị ọzọ na Commons.
Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à

Ihu Mbụ

Ihu Mbụ
Ị mà na...
Otu Umu Nwanyi
Otu Umu Nwanyi

Ihu Mbụ

Ihu Mbụ
Árò gị
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à

Ihu Mbụ

Ihu Mbụ
Sonye anyị
Mmanya nkwụ
Mmanya nkwụ

NNỌỌ!
Ị na-agụ, na-ede, na-atụgharịkwa asụsụ igbo? Anyị chọrọ enyemaka gị!

Anyị jikọta ákà ọnụ, anyị ga emepụta ihe dị ukwu!

Ihu Mbụ

Ihu Mbụ
Ọrụ Wiki ndị ọzọ

Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia, Wiki Foundation na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe n'ọrụ Wiki ọzọ: anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wiki ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee

Ihu Mbụ

Ihu Mbụ
Wiki asụsụ ọzọ na Africa

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Wikiquote8 MeeBoucherih MohamedNaira MarleyAdekunle GoldAsụsụ obodoAppleABIhu mbụGoogleIhe ndabere nke microwave cosmicUshongoTekno (musician)WiktionaryWiki CommonsKọmitii Onye isi ala maka Ọnọdụ Ụmụ nwanyịIsi ire AhiaJana El-AlfyMba MmiriArochukwuChekiaFati MuhammadPidgin NaịjirịaBola TinubuMMMAminu AlaAsakeObodo BékèEgwu AgbachaekurunwaHafsat IdrisỌjà (ngwa egwu)Laylah Ali OthmanUghelli SouthAmerican footballAbiyote EndaleHungaryIgwe magnetikHarrysongOsisiomaObodoézè Nà OfúGNU Free Documentation LicenseMahadum nke Obafemi AwolowoEducation1909QRuger (singer)LuAtensȮra AbiaBecky OkorieSpeed DarlingtonDigital object identifierIbadanJoeboyKosovoTajineJohann Sebastian BachNIri Ji ọhụrụ ndi IgboYusufSadiq Sani SadiqSokotoAnimalOkwui EnwezorEzza SouthWWW - Olee Ụwa Dị EbubeC🡆 More