Fyodor Dostoevsky

Fyodor Mikhaïlovitch Dostoevsky (Disemba 11, 1921 - Febụwarị 9, 1881) bụ onye edemede Russia nke a na-ewere dị ka otu n'ime ndị edemede kachasị ukwuu na ndị kasị nwee mmetụta n'ụwa.

Akwụkwọ akụkọ Dostoevsky na akụkọ dị mkpirikpi emetụtala ọtụtụ ndị edemede, ndị ọkà ihe ọmụma na ndị na-eme fim, bụ ndị nọgidere na-amụ ha gburugburu ụwa. A na-enwe mmasị na akwụkwọ ya maka omimi uche, ọchị na ike ime mmụọ ha. Ndị nkatọ na-ewere 'Mpụ na ntaramahụhụ', 'Onye nzuzu', na 'Ụmụnna Karamazov' dịka akwụkwọ akụkọ ya kachasị ukwuu.

Fyodor Dostoevsky
Dostoevsky, 1876

Tags:

Russia

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

AzụLagos State Fire ServiceTerry GJim IykeBenue StateSint GeertruidsgasthuisNaijiriaDavido Music WorldwideSesan (video director)President of the United StatesTekno (musician)WFoodNaturschutzbund DeutschlandIhe nrite maka Ọrụ OgologoDaniel OturuHannatu MusawaNeymarVera ElkanGame of Thrones26 JulaịỤlọ ahịa akwụkwọIri Ji ọhụrụ ndi IgboReal Warri PikinChekiaKARUWA XXX14 NovembaAminuMpaghara RussiaFemi AdebayoOkike na NtorobịaAdam A. ZangoLSaentInnoson Vehicle ManufacturingBeverly OsuAsụ̀sụ̀ ÌgbòNed NwokoRajaona AndriamananjaraMax SiedentopfVeronica OpeniboJamila NaguduMother Teresa MonumentLuis SuárezGoogle MapsQueen LatifahMitzi Jonelle TanIgbo LandingMahadum nke Obafemi AwolowoMadụ̀Nkwekọrịta Afọ Ọka, 1973Nsogbu iri nri abalịGuineaDapo AdelugbaIhu mbụEthyl loflazepate5 (disambiguation)Page mbuFootbọlNigerKánadaAustraliaNjem nleta na mgbukpọ ọhịa na NaịjirịaVincent van GoghNana Asma’uFogging (nchekwa)Afro CandyPortugal🡆 More