Ọchíchí Nke Umunna Han

Ọchíchí nke umunna Han (asụsụ China: 汉朝; asụsụ China nke óménàlà: 漢朝; pinyin: Hàn Cháo; Wade-Giles: Han Ch'ao; 206 BCE – 220 CE) bu ochíchì nke gbárá abụọ nke ndi umunna China, nke Ọchíchí nke umunna Qin (221–206 BCE) gbàrà nke mbu na nke byeará mgbe nkeá gụrụ bu Ọchíchíézè Àtó (220–265 CE).

Ọchíchí nke umunna Han
Ọchíchí Nke Umunna Han
Chinese dynasty, historical Chinese state, historical period, historical country
Akụkụ nkeQin Han, Early Imperial China Dezie
Oge/afọ mmalite206 BCE Dezie
akara ala漢朝 Dezie
A gụrụ ahaHan Dezie
kọntinentAsia Dezie
mba/obodoImperial China Dezie
isi steetiChang'an, Chang'an, Luoyang, Luoyang, Xuchang Dezie
nhazi ọnọdụ Dezie
isi ụdị ọchịchịmonarchy Dezie
mmekọrịta mbaRoman Empire Dezie
ndị sotereCao Wei, Shu Han, Eastern Wu Dezie
dochieQin dynasty Dezie
dissolved, abolished or demolished date220 Dezie
akụkọ ihe mere eme nke isiokwuhistory of the Han dynasty Dezie

Ọ bụ Liu Bang, díké ogü, nke bídóró yá, na nké há mà kà Onye Mpaghara Gaozu nke Han mgbè ọ nwüchàrị. Óchíchí nké nwèrè mgbé Ọchíchí nke umunna Xin (9–23 CE) fànyèrè ímé ọchíchì ya nke Wang Mang bịdòrò. Ihëá mèrè kà ochíchì nké kéjì abụọ: nke Han Odida anyanwu (206 BCE – 9 CE) na Han Owuwa anyanwu (25–220 CE). Ọchíchí nkèá rùrù nnari ànó, ó bụ mgbè ndi mádu sị China di mpkà nke ógè ólà. Dítúrú ubwá, ndi mbà kárírí na China kpòrò onwé ha kà "Ndi Han".

Ọchíchí Nke Umunna Han
Ọtúzọr ébé ochíchì Han dákòtàrà na BC 87


Tags:

Nkárí asụsụ China nke óménàlà

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Jada Pinkett SmithOmo-Oba Adenrele Ademola2007Viv ThomasBende, AbiaBlessing DialaSerbiaPoonam PandeyAdo Ahmad Gidan DabinoSOYearWap music downloading jokorikoMmanya nkwụSamuel FirewuDonald TrumpDaWashington (nkeji obodo)Alice Dunbar NelsonIsi edemede ọrịa ozuru ụwa ọAzuIri abụo na otuDodaIhe omume mmebi ozone nke TroposphericNọmba njirimara a na-agbanwe agbanweNje ọrịa EbolaAsụsụ BekeeFaithia WilliamsAwka-EtitiAliyur7o1wNairalandBianca AmatoLondonEwu1991ShinkafiỌdachi DoñanaDion FortuneAnatomy of HopeOmenalaFootbọlUSA1999JémanịAbdulsalami AbubakarAlemayehu ShumyeJamilah TangazaOnyekachi OkaforBendeNollywood MoviesWasiu Alabi PasumaJisọs Kraịst10 FebrụwarịỌrịa na-adịghị akwụsị akwụsịAPIIshaq Sidi Ishaq29 SeptembaIhü MbuOdòdoIwu Enyemaka Mba 1948Davido Music WorldwideLinda IkejiAll Progressives CongressMadeiraKizz DanielNivea🡆 More