Ákíkó Mbu

Ákụkọ́ mbụ bu ọmúmú ihe mèrè na ùwà madu na mbu.

ákíkó mbu
Ákíkó Mbu
class
obere ụdị nkeresearch object, chain of events Dezie
ihu nkepast Dezie
mụrụ yastudy of history, historiography Dezie
hashtaghistory Dezie
Stack Exchange saịtịhttps://history.stackexchange.com Dezie

Ndi ọmúmú ndi ne dé màkà akíkó mbu bu ndi ákíkó irò. Na ngá ọ bu ihe jírí ákíkó Í lé ógè dárá ní, na ọ di mgbe ọ chọrí hü mà ọ dị nnòmi nọr na ímé ya na ihe gbakotárá na ihe wéfùtàrà na ihe méréní. Ndí ákíkó irò na lụta ụka màkà agwà akíkó mbu na ihe ọ dị mkpà màkà. Ihe ndi á dí kà Í kȯwá màkà ọmúmú ya Í zí ihe gị dị mmá na ógè nke gị bya. Ákíkó mbu di ímérímé na oménàlà iche iche, mà ha enwéghị ihe kwádoro ya si ọ bu eziókwu, bụ ihe há sị bu óbị oménàlà ndi áhù, mà ha bughị ihe ezibote ndi mádu gi si mèrè; ọ bu ihe bu irò. Ihe mere mgbe mádu à búghí uzọr è détù ihe ákíkó mbu bu ihe ha na akpọ oge mbu ákíkó mbu (prehistory).

Ákíkó Mbu
Nikolaos Gyzis


Tags:

Ndi ákíkó irò

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

San MarinoWikiEvelyn AshamallahAustriaÁkọ na UcheIlu igboIGarriElvania NimbonaBelarusUNaigeriaRomaniaKyotoLytaNigeria Immigration ServiceBerber languagesDigimonIlex aquifoliumKatsinaSlovakiaEjiji omenala IgboSayyidUgandaRuger (singer)OmosLilian WolfeEgyptCaroline AnsellLuxembourgGhanaQuantum mechanicsDaisuke IshiwatariAlice ParisiGuyanaXȮra LagosȮra ỌyọArise O Compatriots, Nigeria's Call ObeyBJumiaMustapha LaribiShafy BelloBICAgha Russo-UkrainianMark Angel (comedian)KanoRukayya Dawayya2008 ACC Championship GameMuhammadGOke ÒrìmìlìNdepụta SayensịAsụsụ HausaIndiaEnuka OkumaChileKánadaMimisen Iyorhe🡆 More