Kano

Kano bu isi oche Nkeji Ochíchííwu Kano, bu kwa ama ukwu ato nke hiri nne na ala Naigeria.

Kano
Kano
ama ukwu, Nnụkwụ obodo
mba/obodoNaijiria Dezie
isi obodo nkeSteeti Kano Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaSteeti Kano Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ Dezie
postal code700001 Dezie

Ihu igwe

Ihu igwe Kano bụ Udummiri na Ọkọchị. Oge Ọkọchị na -adị ọkụ nke ukwuu.Oge Okpomọkụ nke Obodo a adịghị adatu karịa 50*F maọbụ rigokwa karịa 102*F site na mbido afọ rue ngwụsị afọ.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke abụọ nke afọ.

Mgbanwe ihu igwe na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Na afọ 70 and 80 mmiri ozizo ezoghi nke ọma na Obodo a,ma bido na afọ 2015 rue taa mmiri ozizo ebidola izo nke ọma. Nke a nyere aka nke ukwuu maka ịkọputa nri.

Lee nke ozo


Tags:

Ama ukwuNaigeriaNkeji Ochíchííwu Kano

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

WikipediaIzzar Ya mereAll the Queen's Men (usoro ihe omume TV)Egwu MMỤTAKAChekiaAbduljabbar Nasiru KabaraAli NuhuNka IgboSwedenEnụgwụPhynoAPhone SwapHungaryJémanịSArise O Compatriots, Nigeria's Call ObeyNgozi UkazuFair useIsi edemede ọrịa ozuru ụwa ọAkJohann Sebastian BachGodPage mbuNọmba njirimara a na-agbanwe agbanweSol PicóPublic domainWikipedia nke ndị bekeeIzabella MikoBosnia na HerzegovinaBauchiIgboRufaida Umar IbrahimHafsat IdrisAdekunle GoldAbiba KoneSouth AfricaStuart GhartyUmuahiaVenusOhafiaÀlàJoyCNdepụta SayensịNdị ÌgbòBerhanu AlemuIgwe magnetikBilikisu LabaranEgedege DanceSalma OkonkwoMmetụtaRichard FeynmanGonzalo HiguaínÌgboChevy Chase Nkebi nke Ise, MarylandATNuhu RibaduRita DominicKosofeLondonNdepụta óménàlà NaịjirịaArabicIri atọȮgbàAjanew BayeneAfghanistanNigerian Civil WarJamila NaguduFaith Kipyegon🡆 More