Jamila Nagudu

Jimila Umar Nagudu (amuru 10 August,1985) bu onye na-eme ihe nkiri nke Kannywood na Naijiria.

Jamila Nagudu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Ọgọọst 1985 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee ihe nkiri, omee Dezie

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ

Jimila Nagudu bụ onye amuru na 10 August,1985 na Magana Gumau, Toro local government Area of Bauchi State, Nigeria. Jamila gụru akwụkwọ praịmarị na sekọndịrị ya na Steeti Bauchi.

Ọrụ

Jamila Umar nke amara aha ya dịka Jamila Umar Nagudu mere ihe nkiri izizi ya na ụlọ ọrụ kannywood n'afọ 2002. Kemgbe ọ gbarachara di ya alụkwaghịm, o kpebiri ibidokwa ihe nkiri. Ọ hapụrụ Bauchi laghachi Kano wee ghọta na o mezuola ebumnobi ya nke ịbụ onye amara amara na-eme ihe nkiri na ụlọ ọrụ kannywood. Ọ nọburii na ụlọ ọrụ ihe nkiri dịka onye na-agba egwu kemgbe (2002). E mechara o sonye n'ụlọ orụ nke ihe nkiri obere oge. Mgbalị ya na ime obi ụtọ nke itundụmmanụ na ejije dọtara uche ndị nduzi nke mere ha ji malite igosi ya n'ihe nkiri ha. Jamila nwere ike ịpụta n'ihe nkiri ọbụla. Ọ pụtala n'he nkiri ịhụnanya mana mgbe ụfọdụ ọ na-apụtakwa n'ihe nkiri ndị na-atọ ọchị. Nagudu abụrụla onye na-ewu ewu na Kannywood nke na a na-akpọkarị ya eze nwanyị Kannywood. Onye nduziAminu Saira bụ onye mbụ gosipụtara ya n'ihe nkiri ya "Jamila da Jamilu" dịka onye nwanyi na-eme ihe nkiri.

Ndụ onwe onye

Jalima gbara di ya alụkwaghịm, o nwere nwa nwoke.

Ntụaka

Tags:

Jamila Nagudu Ndụ mmalite na agụmakwụkwọJamila Nagudu ỌrụJamila Nagudu Ndụ onwe onyeJamila Nagudu NtụakaJamila Nagudu

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Faith KipyegonAbdullahi Garba AminchiXAdebola AdeyeyeJohann Sebastian BachJanko de BeerMonakoIndian Premier LeagueValentine's DayAdéọlá ỌlágúnjúWiktionaryGeography of NigeriaAdekunle GoldȮra LagosVictoria OrenzeNigeriaAbujaErica NlewedimAntarcticaIri atọFarida AroucheChinụa AchebeAsụsụ ndị dị na YugoslaviaMai El KamashWiki FoundationAbdulkareem Baba AminuPaul RobesonKenyaÒrìmìlì IndiaFranceMirriam RamadwaAsụsụ FrenchIhu mbụWWW - Olee Ụwa Dị EbubePEgedege DanceArabicEgyptLafia2012 Best of Nollywood AwardsIbijoke FaborodeNdị Afụrịka ǹkè AmerịkaỤloelu maka NwaOnye omekome nke GorDigital object identifier27 SeptembaChileIhe nrite maka Ọrụ OgologoAkaAbiodun James FalekeTelevista TVLuis SuárezHungaryATNgozi Chuma-UdehArgentinaCarroll Parrott BlueCybersex traffickingPrince Asem bin NayefSokotoThe-DreamNike CampbellObodoézè Nà OfúNewsAlibaba AkpobomeMaria Oyeyinka Laose🡆 More