Rukayya Dawayya

Rukayya Umar Dawaiya (amụrụ 17 Ọktoba 1985) bụ onye na-eme ihe nkiri Kannywood nke si Kano State Nigeria .

Rukayya Dawayya
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1985 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri Dezie

Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ

Rukayya Umar Dawayya bụ onye amụrụ na 17 October 1985 na Kano. Nna ya bụ onye azumahia si Matazu, Katsina steeti ebe nne ya bụ onye Borno steeti. Dawayya gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na Kano, ebe ọ nwetere asambodo n'asụsụ Arabik na Saudi Arabia. Dawayya nwetakwara diploma na Mass Communication site na Bayero University Kano.

Ọrụ

Rukayya Umar Dawaiya mere ihe nkiri mbụ ya n'afọ 2000 nke bụ "Dawayya" nke nwetara ya aha Dawayya. Dika webụsaịtị ya siri kwuo, o metara onwe ya aha site na ihe nkiri Dawayya nke kpalitere ya ka ọ gaba n'ihu n'ime ihe nkiri. Dawayya emela ihe nkiri karịrị otu narị na iri ise na ụlọ ọrụ ihe nkiri Hausa. Dawayya bụ onye nnọchi anya ụlọ ọrụ ụfọdụ n'ime na na mpụga Naijiria. Ọ bụkwa onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na nwanyị na-azụ ahịa.

Ndụ onwe onye

Dawayya lụrụ di na 2012 wee gbakwa ya alụkwaghịm na 2014. O nwere nwa nwoke amuru na Mecca Saudi Arabia .

Ntụaka

Tags:

Rukayya Dawayya Ndụ mmalite na agụmakwụkwọRukayya Dawayya ỌrụRukayya Dawayya Ndụ onwe onyeRukayya Dawayya NtụakaRukayya DawayyaNaijiriaNkeji Ochíchííwu Kano

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

United Arab EmiratesAsabaIbadanBright SodjeTrussell TrustRema (musician)Ketema BentiAyogu EzeIlu igboIfesinachi Comedy Nwanyanwu4 NovembaQatarWorld War IIAsụsụ BalaChinedu IkediezeOmenala nke United StatesAsụsụ KainjiMMMÖnwa ishií 24Ajibola Adeoye6 ỌktobaLa LigaAbduljabbar Nasiru KabaraAPIFree contentArochukwu1999 Nhọrọ Senate nke Naijiria na Yobe SteetiMbara igwe radieshonMadụ̀KaSamuel FirewuIgbo calendar4 FebrụwarịAwka-EtitiTafese SebokaHillsong Music (label)MontanaZlatan (musician)AbaTigrinya languageZimbabweOdunlade AdekolaAsụsụ BunuEndeshaw Negesser7o1wKidwelly sex cultFoodAddis AbabaYukrainMediaWikiMomee GombeFederal Kọleji nke Mmụta Alvan IkokuAminuGame of ThronesBịafraBarbara Jones-HoguLionNneIgbo cuisineKatherine MaherPrincess VitarahPornhubSri ChinmoyAmina Mohammed Baloni2003USA🡆 More