United Arab Emirates

United Arab Emirates (UAE; Arabic: الإمارات العربية المتحدة al-ʾImārāt al-ʿArabīyah al-Muttaḥidah), ma ọ bụ nanị Emirates (Arabic: الإمارات al-ʾImārāt), bụ obodo dị na Western Asia (Etiti Ebe Ọwụwa Anyanwụ Ụwa).  Ọ dị na nsọtụ ọwụwa anyanwụ nke Arab Peninsula ma na-ekerịta ókèala ya na Oman na Saudi Arabia, ebe ha nwere oke osimiri na Ọwara Persian na Qatar na Iran.  Abu Dhabi bụ isi obodo mba ahụ, ebe Dubai, obodo kacha nwee ọnụ ọgụgụ, bụ ebe mba ụwa.

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Fair useMalaysiaAminuMahadum nke Obafemi AwolowoALaser Interferometer Space AntennaBendeLithuniaNTU Music ExpressSamuel Eto'oMoncef Ali-Mebarak (Actor and singer)JohnDigital object identifierYoussou N'DourNdepụta SayensịAK-47Frances AmesOsisi MmụọEti-OsaEngineer ehab DiaaEnkay OgborucheIP addressZahara (South African musician)Mix Master GarzyRinsola BabajideKanoSule LamidoNwanneAtensKebu languageAction CongressJana CilliersGusauAkụ na ụba gburugburu ebe obibi18598 SeptembaRegina DanielsTimayaChinụa AchebeIsi ire AhiaOlile anyanwu AmerikaAkwụkwọ NsọShallipopiOrunotuTsuka, CaliforniaInstitute for Environmental Security (Netherlands)Nollywood MoviesIsi edemede ọrịa ozuru ụwa ọNarendra ModiOlolopa, CaliforniaỌjà (ngwa egwu)Adobe PhotoshopNú MézíkọAsụsụ SereMeji AlabiRay NtlokwanaProfessor JohnbullJustus EsiriTiktok (ihe nkiri)Adesua EtomiDressingȮra EdoQuantum mechanicsNjikọ PycnonuclearÖnwa ishiíSt. Xavier's Social Service SocietyDivine Ndhlukula🡆 More