Chinụa Achebe: Onye edemede Naijiria, onye na-ede uri, prọfesọ na onye nkatọ

Chinụa Achebe (site n'aha a gụrụ ya Albert Chinụalụmọgụ Achebe; 16 Nọvemba 1930 – 21 Maachị 2013) bụ onye Igbo a mụrụ n'ụbọchị nke iri na isii n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1930 n'obodo Ogidi nke dị n'ala Naijiria.

Chinụa Achebe
Chinụa Achebe: Ihe Gbasara Achebe, Ihe Ndị O Dere, Ihe Ndị O Meriri
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịColonial Nigeria, Naijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoChinua Achebe Dezie
Aha ọmụmụAlbert Chinụalụmọgụ Achebe Dezie
Aha enyereAlbert Dezie
aha ezinụlọ yaAchebe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Novemba 1930 Dezie
Ebe ọmụmụOgidi Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya21 Maachị 2013 Dezie
Ebe ọ nwụrụBoston Dezie
ihe kpatara ọnwụdisease Dezie
Ebe oliliOgidi Dezie
Dị/nwunyeChristie Chinwe Okoli-Achebe Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
onye were ọrụBrown University, Mahadum nke Nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of London, Mahadum nke Ibadan, gọọmentị kọleji Umuahia Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1958 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2012 Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Redemption Party Dezie
agbụrụ Dezie
Ọnọdụ ahụikeparaplegia Dezie
Ọrụ ama amaIhe Aghasaa, No Longer at Ease, Arrow of God, A Man of the People, Anthills of the Savannah Dezie
Archive naHoughton Library, University of Reading, Special Collections Dezie
Onye òtù nkeModern Language Association, American Academy of Arts and Sciences, Royal Society of Literature Dezie
onye nlereranyaOkey Ndibe Dezie
ahọpụtara makaBooker Prize, Neustadt International Prize for Literature, Neustadt International Prize for Literature Dezie

Ọ bụ ya dere akwụkwọ a na-akpọ Things Fall Apart. E si n'akwụkwọ ahụ mara aha ya nke ukwuu n'ụwa nile.

Chinụa Achebe: Ihe Gbasara Achebe, Ihe Ndị O Dere, Ihe Ndị O Meriri
Chinua Achebe (2008)
Chinụa Achebe: Ihe Gbasara Achebe, Ihe Ndị O Dere, Ihe Ndị O Meriri
Achebe, 1966

Ihe Gbasara Achebe

Chinụa Achebe: Ihe Gbasara Achebe, Ihe Ndị O Dere, Ihe Ndị O Meriri 

Chinụa Achebe, onye nke nne na nna ya kpọrọ Albert Chinụalụmọgu Achebe, gara ụlọ akwụkwọ nta nke ndị uka, gakwaa Government College n'Umuahia. Ọ mechara gakwaa mahadum nke Ibadan University of Ibadan, Ȯra Ọyọ (Oyo State) ebe ọ gụrụ asụsụ békè' site n'afọ 1948 ruo afọ 1953. Ka ọ gụchara akwụkwọ nke mahadum, ọ rụtụkwara ọrụ n'ụlọakwụkwọ dị iche iche nakwa n'ụlọọrụ mgbasa ozi. Site na 1958 ruo 1966, Chinụa Achebe bụ onye nhazi na-ahụ maka African Writers Series.

Mgbe Achebe dere Things Fall Apart, akwụkwo ahu rere nke ukwuu, mkpụrụ nde iri. A tụgharịkwaala akwụkwụ a n'olu asụsụ iri ise.

Chinụa Achebe rụkwara ọrụ onye diplomat n'ọchịchị nke Biafra site na 1967. Mana site na 1967 ruo 1981, ọ kụzikwara na mahadum dị iche iche n'ala Naijiria, ma bụrụkwa onye nhazi maka akwụkwọ edemede nke a na-akpọ Okike. N'afọ 1981, Chinụa Achebe sokwa na ndị bidoro Otu Ndi Odee Nke Naijiria, nke a na-akpọ Association of Nigerian Authors. Ọ rụkwara ọrụ onye isi were ruo 1986.

A bịa n'etiti Ndị Nka, yaa bụ ndị na-ede edemede nke Modern African Literature, ihe a na-akpọ Chinụa Achebe bụ Nna. N'afọ 2002 ka e nyere ya Peace Prize nke German Book Trade. A makwa Chinua Achebe dị ka onye na-enweghi onye e ji atụnyere ya maka ịmalite edemede n'asụsụ bekee' n'akụkụ ọdịda anyanwụ n'ala Afrịka.

Ọ luru nwanyi; aha nwunye ya bụrụ Christiana Chinwe Okoli.

Ihe Ndị O Dere

Chinụa Achebe: Ihe Gbasara Achebe, Ihe Ndị O Dere, Ihe Ndị O Meriri 
Things Fall Apart, Anchor trade paperback cover.

Novels

  • Things Fall Apart, 1958
  • No Longer at Ease, 1960
  • Arrow of God, 1964
  • A Man of the People, 1966
  • Chike and the River, 1966
  • Anthills of the Savannah, 1988
  • There Was a Country: A Personal History of Biafra, 2012

Short Stories

  • Chinụa Achebe: Ihe Gbasara Achebe, Ihe Ndị O Dere, Ihe Ndị O Meriri 
    Chinụa Achebe: Ihe Gbasara Achebe, Ihe Ndị O Dere, Ihe Ndị O Meriri 
    The Sacrificial Egg and Other Stories, 1962
  • Civil Peace, 1971
  • Girls at War and Other Stories, 1973
  • African Short Stories (editor, with C.L. Innes), 1985
  • Heinemann Book of Contemporary African Short Stories (editor, with C.L. Innes), 1992

Poetry

  • Beware, Soul-Brother, and Other Poems, 1971 published in the US as *Christmas at Biafra, and Other Poems, 1973
  • Don't let him die: An anthology of memorial poems for Christopher Okigbo (editor, with Dubem Okafor), 1978
  • Another Africa, 1998
  • Collected Poems, 2004
  • Refugee Mother And Child

Essays, Criticism and Political Commentary

  • The Novelist as Teacher, 1965
  • An Image of Africa: Racism in Conrad's "Heart of Darkness", 1975
  • Morning Yet on Creation Day, 1975
  • The Trouble With Nigeria, 1984
  • Hopes and Impediments, 1988
  • Home and Exile, 2000

Children's Books

  • Dead Men's Path, 1972
  • How the Leopard Got His Claws (with John Iroaganachi), 1972
  • Marriage Is A Private Affair
  • The Flute, 1975
  • The Drum, 1978

Ihe Ndị O Meriri

  • 1972 Commonwealth Poetry Prize
  • 1987 Nigerian National Merit Award
  • 2002 Peace Prize of the German Book Trade
  • 2007 Man Booker International Prize

Lekwazie ndi nke ozo bụ ndi édémédé akwụkwọ

Atụmatụ n'aga n'ezi

References


Tags:

Chinụa Achebe Ihe Gbasara AchebeChinụa Achebe Ihe Ndị O DereChinụa Achebe Ihe Ndị O MeririChinụa Achebe Lekwazie ndi nke ozo bụ ndi édémédé akwụkwọChinụa Achebe Atụmatụ naga neziChinụa AchebeNaigeriaen:Things Fall Apart

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Jimmy WalesLouise GuthrieWiki FoundationOsas IghodaroIcelandTems (singer)Sisaye FelekeDonald TrumpPornhubPrince Asem bin NayefAbiyi FordNdi YorubaWorld War IIOstraliyaNjikota Obodo AmerikaKụụụmụatị MontjaneAzuGoogle MapsWater12 NovembaAbiodun James FalekeLeadership (newspaper)Asụsụ InglishEjiji omenala IgboMgbanwe ịhụ igwe na NaịjịrịaRema (musician)Mahadum Nke MaiduguriYakubu GowonOmosMouna NoureddineChinedu IkediezeList of Nigerian states by date of statehoodAshley HinshawJAJoeboyNorth DakotaSwitzerlandAmistad (ihe nkiri)Zlatan (musician)Njikọ̀taọ̀hàRajaona AndriamananjaraIsuochiBendeMmanya nkwụFishAsụsụ BalaFootballAsụsụ OkoJenụwarị26 ỌktobaKizz DanielKiDiLa LigaOmenala nke United StatesAissa EdonBlessing DialaWiki CommonsISO 3166-1ÁbuMuhammadSnowball Earth (manga)BogotáDanièle ObonoEgwu AbianshịJosAmamiheÀlàJoy23 Disemba🡆 More