Chimamanda Ngozi Adichie: Onye ode akwukwo Naijiria

Chimamanda Ngozi Adichie (A mụrụ n mkpụrụ ụbọchị iri na ise n' ọnwa itoolu (Septemba) n'afọ 1977) bụ onye Naijiria bụrụkwa onye édémédé akwụkwọ.

Chimamanda Ngozi Adichie
Chimamanda Ngozi Adichie: Ihe ndụ nke Adichie, Ihe ndị o dere, Ihe ndị o meriri
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụNgozi Grace Adichie Dezie
Aha enyereChimamanda, Ngozi Dezie
aha ezinụlọ yaAdichie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Septemba 1977 Dezie
Ebe ọmụmụEnúgwu Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
ụdị ọrụ yaÁbu Dezie
onye were ọrụWesleyan University Dezie
ebe agụmakwụkwọYale University, Johns Hopkins University, Drexel University, Eastern Connecticut State University, Mahadum nke Nigeria Dezie
ogo mmụtaMaster of Arts Dezie
Ebe obibiAnambara Steeti Dezie
agbụrụNdị Igbo Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaKatọlik Dezie
Ọrụ ama amaPurple Hibiscus, Half a Yellow Sun, Americanah Dezie
Onye òtù nkeAmerican Academy of Arts and Sciences Dezie
ụdịÁbu, akwụkwọ akụkọ Dezie
onye nlereranyaChinụa Achebe, Enid Blyton, V. S. Naipaul Dezie
ahọpụtara makaBooker Prize Dezie
webụsaịtịhttps://www.chimamanda.com, https://www.chimamanda.com/ Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaGivens Collection of African American Literature Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Ihe ndụ nke Adichie

A mụrụ Adichie n'afọ nke 1977 n Enugu, Ȯra Enugu nke dị n'ala Naijiria. Ọ bụ onye Igbo.

Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Nsukka, gakwaa mahadum na Nsukka (Ȯra Enugu), n'ikeazu n'ime Njikota Obodo Amerika na Philadelphia (Pensílvéníyạ), Kónétíkùt, Baltimore (Maryland) na mahadum Yale, New Haven (Connecticut). Adichie bi na Njikota Obodo Amerika na Naigeria.

Ihe ndị o dere

  • For Love of Biafra, 1998
  • That Harmattan Morning, 2002
  • Purple Hibiscus, 2003
  • Half of a Yellow Sun, 2006
  • The Thing Around Your Neck, 2009
  • Americanah, 2013
  • We Should All Be Feminists, 2014

Ihe ndị o meriri

Chimamanda Ngozi Adichie: Ihe ndụ nke Adichie, Ihe ndị o dere, Ihe ndị o meriri 
Ms. magazine Cover, n'afọ 2014.
  • Chimamanda Ngozi Adichie: Ihe ndụ nke Adichie, Ihe ndị o dere, Ihe ndị o meriri 
    2002 BBC Short Story Competition, That Harmattan Morning
  • 2005 Commonwealth Writers' Prize, Africa category, Purple Hibiscus
  • 2007 Orange Broadband Prize: Fiction category, Shortlist, Half of a Yellow Sun
  • 2008 Reader's Digest Author of the Year Award
  • 2013 National Book Critics Circle Award: Fiction category, Americanah
  • 2014 Listed among Africa39 project of 39 writers aged under 40

Lekwazie ndi nke ozo bụ ndi édémédé akwụkwọ

Edensibia


Tags:

Chimamanda Ngozi Adichie Ihe ndụ nke AdichieChimamanda Ngozi Adichie Ihe ndị o dereChimamanda Ngozi Adichie Ihe ndị o meririChimamanda Ngozi Adichie Lekwazie ndi nke ozo bụ ndi édémédé akwụkwọChimamanda Ngozi Adichie EdensibiaChimamanda Ngozi Adichie Links naga neziChimamanda Ngozi AdichieNaijiria

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

International Union of Air Pollution Prevention and Environmental Protection AssociationsAbdulsalami AbubakarJosONTV NigeriaNne1999 Nhọrọ Senate nke Naijiria na Zamfara SteetiSchool Strike for ClimateMaryam BabangidaMadeiraBill NassWashington (nkeji obodo)OstraliyaZ4 Disemba1957Osas IghodaroOlakunbi Olasope1999 Nhọrọ Senate nke Naijiria na Yobe SteetiBaskin-RobbinsZubby MichaelAyoKen NwadiogbuBendeYahaya BelloKatherine MaherEnvironmental impact of agricultureÌfulūOpeNdi YorubaJessica SimpsonGenevieve NnajiKizz DanielGor (ihe nkiri)Free contentHelen Prest-AjayiWikisourceAnimalNkeji Ochíchííwu KanoBịafra2019 Akwa Ibom Steeti ntuli aka gọvanọPhone Swap7 NovembaIme Bishop UmohIku azuAsiaDavidoBimbo ManuelArtificial intelligenceThe CarpentersOnikan StadiumNigeriaNnamdi KanuEgwu MMỤTAKAJudith KanayoLionel MessiAkwụkwọ NsọUnited Arab EmiratesJim Iyke29 SeptembaFunmilayo Ransome-KutiNnamdi EzeigboLekan BalogunLoveEgwuregwu Live 8 na ParisRachael OkonkwoNiveaMontana🡆 More