Zubby Michael: Onye na eme ihe nkiri naijiria

Azubuike Michael Egwu onye a maara dị ka Zubby Michael (à mụrụ ya na 1 Febrụwarị 1985 na steeti Anambra , Nigeria ) ọ bụ onye mmepụta na omee ejije Naijiria.

Zubby Michael
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụAzubuike Michael Egwu Dezie
aha ezinụlọ yaMichael Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1985 Dezie
Ebe ọmụmụAnambara Steeti Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
Ọkwá o jispecial adviser Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Nnamdi Azikiwe Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts, social communication Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọrụ ama amaOmo Ghetto: The Saga Dezie
ahọpụtara makaCity People Entertainment Awards, Best of Nollywood Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

A maara ya maka agwa ya na Three Windows, Royal Storm na Professional Lady. Ejije mbụ ya bụ nke a kpọrọ Missing Rib mana à maara ya nke ọma n'ihi isi agwa ya n'ejije Three Windows.

Ndụ na ọrụ

A mụrụ Zubby n'okpuru ọchịchị Ekwusigo na steeti Anambra na (1 February 1985) mana tolitere na Adamawa ebe ọ gụrụ akwụkwọ elementrị. Ọ gara mahadum Nnamdi Azikiwe ebe ọ nwetara nzere na Mass Communication .

Ọ malitere ime ejije na Yola mgbe ọ dị obere. Ejije mbụ ya pụtara ìhè bụ nke a kpọrọ Missing Rib mana ọ ghọrọ onye a ma ama maka isi agwa ya n'ejije Three Windows . Zubby apụtala n'ọtụtụ ejije ndị ọzọ dị iche iche .

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya

N'abalị iri abụọ na ise n'ọnwa Nọvemba afọ 2019, a họpụtara ya n'ọkwa ndọrọndọrọ ọchịchị dị ka onye ndụmọdụ pụrụiche na mgbasa ozi nye aka na-achị Anambra steeti bụ Willie Obianọ . Enyere ya akwụkwọ nkwado maka ịnye aka ọ na-enye n'ọrụ nkwalite ndị ntorobịa na City Radio 89.7 fm nke steeti Anambra.

Ihe nrite na nhọpụta

ihe nrite ejije ya

Afọ Ihe nrite Otu Nsonaazụ
2019 City People Movie Awards style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
City People Movie Awards style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
Nigeria Achievers Awards style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
South South Achievers Awards (SSA) style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
2018 South East Entertainment Award style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
Ihe nrite ihe nkiri obodo ndị mmadụ style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
2015 Ihe nrite ntụrụndụ Naijiria style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
Ihe nrite ihe nkiri obodo ndị mmadụ style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
2014 Ihe nrite ihe nkiri obodo ndị mmadụ style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
2011 Onyinye kacha mma nke Nollywood (BON) style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara

Ihe nrite ndị ọzọ

Afọ Ihe nrite Otu Nsonaazụ
2020 Òtù Na-ahụ Maka Mma South-East Onye ndọrọndọrọ ọchịchị ama ama nke afọ meriri
2019 City People Movie Awards Best Igbo Film of the Year (Eze ndi Ala) Ahọpụtara
2018 Ihe nrite MSME nke Naijiria & Achievers Onye Nollywood nke afọ meriri

Ihe eserese

Afọ Aha Magazin
2019 Aka Ọhụrụ nke Africa (SPRING/SUMMER 2019 EDITION)

Ajụjụ ọnụ

Afọ Ajụjụ ọnụ
2021 KingsPrimeTV
2019 Akụkọ BBC Igbo
Mmetụta Ọhụrụ nke Africa

ụfọdụ ejije ya a họpụtara

Year Film Role Notes
2020 Omoghetto:The Saga Azaman
Identical Twins
Bad Omen
Burial Battle
Audio Money
Egg of love
2019 The Return of Dangote
Our Father's Property Ebuka
Dying of Thirst Uzor
Blood Feud Reuben
Children obey your parents Azubuike
Hunchback Princess Ugo
Seed of Greatness Agumba
A Thousand War Obidi
G4 The Money Men Obinwanne
Flashback Chris Starring Rachael Okonkwo
Seed of Deception Chima
Enemy of Progress Uzondu
Shameless Sisters Starring Lizzy Gold
Yahoo King King Ezego
Boy Makes Money Uzodimma
Son of No Man Nnanna
The Return of Eze Ndi Ala Eze Starring Ken Erics, Rachael Okonkwo
Afraid to Fall James
Pains of the Orphan Prince Chimaobi
2018 Throne of Terror
Sound of Calamity Prince Irudike
Lack of Money Joshua
Hunted Bride Prince Ahamefula Starring Eve Esin
Omenka Prince Obieze Nnoruka Starring Queen Nwokoye
Yahoo Shrine Jide
Bastard Money Lazarus
Made in South Edozie
Anayo China Anayo
Wasted Authority Collins Starring Ngozi Ezeonu
Youngest Wife Festus
The one man squad Victor
Mama Starring Liz Benson
2017 Eze Ndi Ala in America Eze Starring Ken Erics, Rachael Okonkwo
The King of Vulture (Eze K'udene)
Mr Arrogant Arinze
The Return Igwe Ufuma Starring Chacha Eke
War for love Dennis Starring Rachael Okonkwo
Ozoemena Ozubulu Ozoemena
Adaure, My love Izunna Starring Rachael Okonkwo
Sword of Justice Prince Ogugua Starring Ken Erics, Ngozi Ezeonu
2016 Family Matters (Akara Ayasago) Tony Starring Ebere Okaro
2015 1st Hit Gallardo Starring Nonso Diobi and Mayor Ofoegbu
The Promise Izu Starring Chacha Eke
Abba Chibueze Starring Queen Nwokoye
Okada 50 Okada 50 Starring Ebere Okaro
Compound fools Ossai Starring Kenneth Okonkwo, Yul Edochie

Queen Nwokoye and Funke Akindele
My love, my mother's wish Ikechukwu Starring Rachael Okonkwo
Settle Me Agozie Starring Ken Erics, Ngozi Ezeonu
The Struggle Alfred Starring Kelvin Books Ikeduba

Edensibia

Tags:

Zubby Michael Ndụ na ọrụZubby Michael Ihe nrite na nhọpụtaZubby Michael Ihe esereseZubby Michael Ajụjụ ọnụZubby Michael ụfọdụ ejije ya a họpụtaraZubby Michael EdensibiaZubby MichaelNaijiriaỌ̀hà Ọmambala

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

FinlandDonetskKanuri languagePublic domainAsusu SidamaYuko ArakiHelena Kennedy, Baroness Kennedy of The ShawsYearPage mbuDigital object identifierUweArise O Compatriots, Nigeria's Call ObeyJessica SimpsonJoyce BandaChimamanda Ngozi AdichieYouTubeSybil JasonMary NzimiroSNollywoodỌkọlọtọ nke EtiopiaMeat pieNnamdi NwauwaỌmúmú-ónúọgụgụRamy Sabry (singer)Netherlands2003Isi edemede ọrịa ozuru ụwa ọKizz DanielSerbiaIssa SambRukayya DawayyaAma Ukwu VatikanMaryam AbachaJennie (singer)Priya Prakash VarrierIyanyaNaijiriaAkAmina MamaWikipidiaAbeba AregawiRSadiq Sani SadiqỤlọ mposiBreaded LifeAbaNdiaHepataịtis BKatie LowesGcina MhlopheNdi YorubaTemilayo AbodunrinSani AbachaNigerian Army2 MaachịMoshood AbiolaAsiaJennifer GarnerNnamdi EzeigboNomzamo Mbatha27 NovembaȮra Bauchi🡆 More