Rachael Okonkwo: Onye omee Naijiria

Rachael Okonkwo

Rachael Okonkwo
Rachael Okonkwo: Ndụ nỌrụ, Ọrụ nye ndi mmadu, Nrite
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụNnenna Rachael Okonkwo Dezie
Aha enyereRachael Dezie
aha ezinụlọ yaOkonkwo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Mee 1987 Dezie
Ebe ọmụmụEnúgwu Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, model Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2008 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriSmall Chops, Nimbe, The Ghost and the Tout, Ebe Ọrụ Ebube Dezie
ahọpụtara makaCity People Entertainment Awards Dezie
webụsaịtịhttps://nkolinwansukka.com Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Afọ Ọmụmụ - Nnenna Rachael Okonkwo

Mee 26, 1987 (afọ iri atọ na atọ)

na Ukpata.

Nwaamala - Nigeria

Aha ọzọ - Nkoli

Akaọrụ - Onye na-eme ihe nkiri/ onye na-agba egwu

Afọ n'ọrụ - 2008- ugbu a

Njirimara - Nkoli Nwa Nsukka

webụsaịtị - www.nkolinwansukka.com}}


Nnenna Rachael Okonkwo (amụrụ n'abalị iri abụọ na isii n'onwa Mee n'afọ 1987) Onye ama ama dịka Nkoli Nwa Nsukka bụ Nigerian film actress. A maara ya nke ọma maka ihe nkiri ahu nwe otu aha ahụ.

Ndụ n'Ọrụ

Rachael Okonkwo bụ onye Ukpata na Uzo Uwani Lokal gọvamentị nke Enugu State, nke dị na South East (Nigeria).Ọ malitere ime ihe nkiri mgbe ọ bụ nwata, mana n'ihi Ọ naghị enweta ọrụ, ọ gbanwere ọrụ ya n'ịgba egwu. Ọ sonyeere Nollywood n'afọ 2007 na-eme obere ọrụ. N'afọ 2008, ọ rụrụ ọrụ Nkwado nye Ini Edo na Van Vicker na Royal War 2, ma n'afọ 2010 n'akụkụ Patience Ozokwor na John Okafor na Open and Close 1 & 2. Isi ọrụ ya ma bụrụ kwa ihe nkiri mepere ya ụzọ pụtara n'afọ 2014, ebe ọ rụrụ ọrụ kachasị na Nkoli Nwa Nsukka dị ka Nkoli. Nne ya nwụrụ n'afọ 2020.

Ọrụ nye ndi mmadu

Children's Easter Carnival

n'ụzọ nke ya na inyeghachi ndị mmadụ, na-akwado emume a na-eme kwa afọ nke ebumuche ya bụ inye ụmụaka onyinye n'efu na nturundu nye ndị mmadụ. O kwuru na ọ na-enyere ya aka iso ndị na-akwado ya na-emekọrịta ihe. N’afọ 2015, Rachael gwadoro mmemme izizi nke Children Easter Carnival maka inye ụmụaka onyinye n'efu n'oge mmemme Ista n’Enugwu . N'afọ 2016, na-emume nke abụọ nke emere na Onitsha nwere ndị bịara ọfụma dịka ya na ndị na-eme ihe nkiri dịka Ken Erics na ndị ọzọ so ya gaa mmemme ahụ. N'oge emume nke 2017 nke emere n’obodo ebe amụrụ ya bụ Nsukka, chikọtara ndị mmadụ karịrị puku ise n'ọnụọgụ, ma nwekwa ọtụtụ ndị ama ama dịka Angela Okorie, Nonso Diobi, Slowdog, Ken Erics, Nani Boi, Eve Esin ma nkwado site na ụdị kacha elu mere ka ọ bụrụ nnukwu mmemme karịa ndị bu ya ụzọ.

Nrite

Afọ Onyinye Udi Nsonaazụ Ndetu
2016 City People Entertainment Awards". Best Supporting Actress Ahọpụtara
2015 Karis Media Awards. Best Comic Actress of the Year Ahọpụtara
City People Entertainment Awards Best Supporting Actress of the year (English) Ahọpụtara

Ihe nkiri Ahọpụtara

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ndetu
2020 Small Chops Uzo
2019 The Ghost and the Tout
Nimbe Mira
2017 Teri Teri
Arthur One Eye Amanda
Onwa Na South
Left Over Starring Regina Daniels
Zee World Madness Kasarachi Starring Eve Esin, Nonso Diobi
2016 University Girls Joy Starring Queen Nwokoye, Eve Esin
Vale of Tears Ola Starring Yul Edochie, Chiwetalu Agu
Not My Child Nneka Jnr Starring Walter Anga
Ojawa-Nwa Orjiugo
2015 Justify My Love Mary Starring Tonto Dikeh
Eno my calabar love Peace Starring Ini Edo, Osita Iheme
Ijele the princess of fire Ijele
Local Prostitute Chinwe Starring Patience Ozokwor
Please leave my husband Mercy Starring Ken Erics, Eve Esin
Tears Of Betrayal Asanwa Starring Diamond Okechi
The Gods Anger Chinwe Starring Patience Ozokwor,
Ogidi Olamma Zack Orji, Ebele Okaro
2014 Bloody War Janet Starring Ken Erics, Ngozi Ezeonu
Paw Paw the guitar boy Ada Starring Osita Iheme, Michael Godson
Nkoli Nwa Nsukka Nkoli
2013 Sister Esther Loveth
2010 Open & Close Anulika Starring John Okafor, Patience Ozokwor
2008 Royal War 2 Amaka Starring THOMPSON, Van Vicker

Ebe m si dee

Tags:

Rachael Okonkwo Ndụ nỌrụRachael Okonkwo Ọrụ nye ndi mmaduRachael Okonkwo NriteRachael Okonkwo Ihe nkiri AhọpụtaraRachael Okonkwo Ebe m si deeRachael Okonkwo

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

4 DisembaBolewa peopleJames Webb Space TelescopeQuinta KinyuySouth AfricaZimbabwePhone SwapPoonam PandeyMadagascarIWA AHỤOlamideNkeji Ochíchííwu KanoTele IkuruPinky WebbXVideosFoodMeg OtanwaBende, AbiaNdetu obodoTabaIfesinachi Comedy NwanyanwuYakubu GowonNneWap music downloading jokorikoWorldMbara igwe radieshonImoh UmorenJessica SimpsonCharlene, adaeze nke MonacoDivine NdhlukulaAsụsụ French2000Akwụkwọ NsọỊtụgharị n'Ụmụ agbọghọRoba GariAsụsụ OkoAnatomy of HopeAnambra SteetiOmosȮra RiversI'll Take My ChancesMouna NoureddineÌfulūMobolanle Ebunoluwa SotunsaMmanya nkwụỤlọ elu Millennium(Abuja)Nje ọrịa EbolaJada Pinkett SmithHumanGadaaBobriskyAdeAmamiheAsụsụ Bunu25 MeeÖnwa ishií 4OgeneNahom Mesfin TarikuBola TinubuNiveaAbiidii igboVictor Adebowale, Baron AdebowaleHip hop musicRice🡆 More