Asiwaju Bọla Ahmed Tinubu (amuru 29 Maachị 1952) bula onye governor Lagos State na Naigeria, 29 Mee 1999 ru 29 Mee 2007.
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Bola Tinubu |
Aha ọmụmụ | Bola Ahmed Tinubu |
Aha enyere | Bola, Ahmed |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Maachị 1952 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Ńné | Abibatu Mogaji |
Dị/nwunye | Oluremi Tinubu |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
Asụsụ ọ na-ede | British English |
Ọrụ ọ na-arụ | accountant, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
onye were ọrụ | Arthur Andersen, Deloitte, GTE, Mobil Producing Nigeria |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria, Lagos State Governor, Ishi ochíchì Naigeria |
ebe agụmakwụkwọ | Chicago State University |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Alliance for Democracy, Action Congress, All Progressives Congress |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Obu onye ndi Action Congress (AC), bu otu ndi bidoro political party ahu. Na June 8, 2022, Tinubu meriri onye isi ala nke otu pati All Progressive Congress nyere 1271, iji merie osote onye isi ala Yemi Osinbajo na Rotimi Amaechi onye nwetara 235 na 316 n'otu n'otu.[1]
This article uses material from the Wikipedia Ìgbò article Bola Tinubu, which is released under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 3.0 license ("CC BY-SA 3.0"); additional terms may apply (view authors). Ọdịnaya dị n'okpuru CC BY-SA 4.0 belụsọ na edere ya otú ọzọ. Images, videos and audio are available under their respective licenses.
®Wikipedia is a registered trademark of the Wiki Foundation, Inc. Wiki Ìgbò (DUHOCTRUNGQUOC.VN) is an independent company and has no affiliation with Wiki Foundation.