Lagos

Lagos bu ama ukwu hiri nne no n'ime Ȯra Lagos, n'ala Naigeria.

Lagos
ama ukwu, port settlement, Nnụkwụ obodo, metropolitan area, megacity
Oge/afọ mmalite1472 Dezie
aha gọọmentiLagos Dezie
akara alaLagos Dezie
demonymLagosian, Lagotien, Lagotienne Dezie
asụsụ njiemeBekee Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi obodo nkeNaijiria, Southern Nigeria Protectorate, Federation of Nigeria, First Nigerian Republic, Colonial Nigeria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ Dezie
Onyeisi gọọmentiBabajide Olusola Sanwo-Olu, Rilwan Akiolu Dezie
webụsaịtịhttp://www.lagosstate.gov.ng/ Dezie
hashtagLagos Dezie

O kachasiri ama ukwu ozo nke no na Afrịka.

Lagos
Ikoyi Bay na Lagos
Lagos
Map of the Local Government Areas (LGAs): Lagos na Lagos Metropolitan Area.
Video of the Eyo Festival, Lagos

Ihu igwe

Ọnọdụ ihu igwe Lagos Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.67*c rue na 83 61f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ maọbụ ọnwa nke abụọ nke afọ.

Lagos Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Niajiria

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Lee nke ozo



Tags:

AfrịkaAma ukwuNaigeriaȮra Lagos

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Abdullahi Garba Aminchi2011 Nhọrọ nke Ụlọ Ndị Nnọchiteanya Naijiria na Federal Capital TerritoryKizz DanielPage mbuXVideosÌgboCalifornia1Loyola Cultural Action FoundationDetroitAisha TsamiyaAddison N. ScurlockǸkàWumi ToriolaGombeBosnia na HerzegovinaHo Chi Minh CityAugustine nke HippoAtilogwuAla ọma jijijiYusufỌktobaNnamdi EzeigboAlbumAsụsụ IgboHafsat IdrisEgyptAsụ̀sụ̀ ÌgbòÀlakụ̀baPublic domainPriscilla OkyereÖnwa mbuJohann Sebastian BachAminu AlaDisembaBeninNgwaike kọmputaJAlexa InternetGreta ThunbergVanAfrikaans languageỌjà (ngwa egwu)Nnenna NjokuRuth KadiriIri Ji ọhụrụ ndi IgboÖnwa mbu 6Anambra SteetiEkpenta2005Onye omekome nke GorLisa BloomLarry SangerOdida Anyanwu VégíníyàAtsedu TsegayBeatrice Wani-NoahMaryam Babangida1859LatviaSpinallBroadbandSunkanmi OmobolanleKetema NigusseKorea1995Jorjiạ (state)Iri atọShang Yang🡆 More