Image:
obere ụdị nke | Latin alphabet |
---|---|
asụsụ eji dee ọrụ | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
Abiidii igbo bụ mkpuru edemede nke mejuputere nsupe nile n'asusu igbo. ò buru na enweghi mkpuru edemede(letters) agaghi enwe mkpuru edemede ma obu mkpuru okwu na asusu n'igbo. Mkpuru edemede Igbo di iri ato na isii Lee ha ebea; (mkpuruedemede mkpoaha)
A /a/
B /b/
Ch /tʃ/
D /d/
E /e/
F /f/
G /ɡ/
Gb /ɓ~ɡ͡ɓ/
Gh /ɣ/
Gw /ɡʷ/
H /ɦ/
I /i/
Ị /ɪ̙/
J /dʒ/i K /k/
Kp /ɓ̥~k͡p/
Kw /kʷ/
L /l/
M /m/
N /n/
/ŋ/
Nw /ŋʷ/
Ny /ɲ/
O /o/
Ọ /ɔ̙/
P /p/
R /ɹ/
S /s/
Sh /ʃ/
T /t/
U /u/
Ụ /ʊ̙/
V /v/
W /w/
Y /j/
Z /z/
This article uses material from the Wikipedia Ìgbò article Abiidii igbo, which is released under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 3.0 license ("CC BY-SA 3.0"); additional terms may apply (view authors). Ọdịnaya dị n'okpuru CC BY-SA 4.0 belụsọ na edere ya otú ọzọ. Images, videos and audio are available under their respective licenses.
®Wikipedia is a registered trademark of the Wiki Foundation, Inc. Wiki Ìgbò (DUHOCTRUNGQUOC.VN) is an independent company and has no affiliation with Wiki Foundation.