Igbo Cuisine: Nri ndị Igbo nke West Africa

Nri ndị Igbo bụ nri dị iche iche eji mara ndị Igbo na ndịda ọwụwa anyanwụ nke Nigeria .

Igbo cuisine
Igbo Cuisine: Nri ndị Igbo nke West Africa

Ihe oriri ha agụnyere ụdị nri di iche iche, otu esi esi ha, na ụdị akwụkwọ nri dị iche iche anụ,nakwa mkpụrụosisi ndị mejupụtara nri omenala ha. Nri Igbo, dị ka ọ dị n'omenaala niile, enweela ihe mgbanwe site n' gburugburu ha, mmekọrita ndi agbata obi ha nakwa akụkọ eji mara ha.

Igbo Cuisine: Nri ndị Igbo nke West Africa
Abacha (Salad Africa)
Igbo Cuisine: Nri ndị Igbo nke West Africa

E nwere ọtụtụ erimeri eji mara ndị Igbo mana nke kacha pụta ihe ndi igbo na South-East na South-South na-eri bụ Abacha bụ nke a makwaara nke ọma dị ka Salad Africa. Abacha bụ nri na ewu ewu n'ala igbo niile di n'ọdịda anyanwụ nke Nigeria. Ọ bụ site n'akpụ akwọrọ,echere n'anwụ, mmanụ nri,akanwụ,yabasị eberiri eberi,nnu, ose kpọrọ nkụ,isha akwọrọ akwọ,ụtazi ebere ebe, magị na ụgba. E nwere ike iri abacha dika ihe eji ejide agụụ maọbụ nri zuru oke. A na-eji azụ ọkpọọ/asa maọbụ kpọmo wee rie ya (anụ ahụ ehi).

Igbo Cuisine: Nri ndị Igbo nke West Africa

Nri sekpụ ntị na nri ndị igbo bụ ofe ha. Ofe ndị akacha mara bụ ofe Ọha, onugbo, Egwusi na NsalaIsi ihe ndi Igbo bu nri ya. Achịcha ndị a na-adọrọ mmasị bụ Oha, Onugbu, Egwusi na Nsala (white soup) . Ji bụ nri ndi igbo na-erikari , a na-esi ya esi maọbụ sụọ ya asụ were ofe rie ya.

Ihe oriri ndị kacha pụta ihe

  • Nri ji ma'obu akpu na ofe Ọha
  • Igbo Cuisine: Nri ndị Igbo nke West Africa 
    Nri ji ma'obu akpu na ofe Egwusi
  • Nri ji ma'obu akpu na ofe Nsala
  • Igbo Cuisine: Nri ndị Igbo nke West Africa 
    Nri ji ma'obu na ofe Onugbu
  • Nri ji ma'obu akpu na ofe Ọkrọ
  • Igbo Cuisine: Nri ndị Igbo nke West Africa 
    Ji Akwukwo nri
  • Igbo Cuisine: Nri ndị Igbo nke West Africa 
    Nkwobi
  • Abacha
  • Igbo Cuisine: Nri ndị Igbo nke West Africa 
    Ọkpa
  • Akịdị na ji
  • Anyụ
  • Ede na akwukwo nri
  • ụkwa

Ebe nsi nweta

Njikọ ndị dị n'èzí

Tags:

NaijiriaNdị Ìgbò

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

DisembaNTajineYouTubeAsakeJoyOsisiomaȮgbàANuhu RibaduVNka IgboRuger (singer)Kapama Game ReserveSex workIncumbentLebanonI Never Promised You a Rose Garden (novel)Igbukpọ osisiNsit-UbiumIhe nrite maka Ọrụ OgologoSesan (video director)EthiopiaABKay HowardNjikọ̀taọ̀hàBola TinubuWikipedia nke ndị bekeeMulugetta TadesseIndian Premier LeagueMoremi AjasoroPhone SwapEgedege DanceYolaKazakhstanAguataNdi YorubaSamuel KporaroEjiji omenala IgboNdepụta SayensịChekiaSadiq Sani SadiqISO 3166-1Super Bowl XXXWendy ShayJosAnimalMMMAdekunle GoldKhader Ali (actor)Free contentNigerian Civil WarPage mbuQAlbaniaMerchant Express AviationWWW - Olee Ụwa Dị EbubeRichard Matthews (onye na-eme ihe nkiri)Paraisópolis, São PauloWikipediaEgwu MMỤTAKAOdòdo🡆 More