Hilda Dokubo (onye a makwaara dika Hilda Dokubo Mrakpor ) bụ onye na-eme ihe nkiri na Naịjirịa na onye ntorobịa na-akwado, ya bụbu onye ndụmọdụ pụrụ iche n'okwu ndị ntorobịa nye Peter Odili, onye bụbu gọvanọ nke Rivers steeti .
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
Aha enyere | Hilda |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Ọktoba 1969 |
Ebe ọmụmụ | Buguma |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | omee, advocate |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | Mahadum nke ọdụ ụgbọ mmiri-harcourt |
ogo mmụta | bachelor's degree, nzere masters |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1992 |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ihe nrite | Africa Movie Academy Award for Best Actress in a Supporting Role, 11th Africa Movie Academy Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
A mụrụ Hilda Dokubo dị ka nwa mbụ n'ime ụmụ isii na Buguma, bụ obodo dị na Asari-Toru, Riva Steeti ebe ọ gara n’ihu gụchaa akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke abụọ na St Mary Steeti Skuulu nke dịnna okporo ụzọ Aggrey ma gụọ akwụkwọssekọndrị ya na Ụlọ Akwụkwọ Gọọmentị Akwụkwọ Sekọndrị. Ọ bụ otu n'ime ndị gụrụ akwụkwọ na Mahadum nke Port Harcourt ebe ọ jiri nzere degre Bachelo pụta
A mụrụ Hilda Dokubo dị ka nwa mbụ n'ime ụmụ isii na Buguma, bụ obodo dị na Asari-Toru, Riva Steeti ebe ọ gara n’ihu gụchaa akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke abụọ na St Mary Steeti Skuulu nke dịnna okporo ụzọ Aggrey ma gụọ akwụkwọssekọndrị ya na Ụlọ Akwụkwọ Gọọmentị Akwụkwọ Sekọndrị. Ọ bụ otu n'ime ndị gụrụ akwụkwọ na Mahadum nke Port Harcourt ebe ọ jiri nzere degre Bachelo pụta na Ụlọ ihe nkiri Arts .
Dokubo mere nyocha mbụ ya n'oge ntorobịa ya na fim nke afọ otu pukunna narị itenanị na ịrị na itenanị nke akpọrọ Ajọ Passion . Ọ bụ onye e gosipụtara kemgbe ma mepụta ọtụtụ fim ndị Naịjirịa . Ọ tinyere aka na nkwado na n'ime ihe nkiri na afọ puku abụọ na iri na ịse nke akpọrọ Stigma, Dokubo meriri dịka onye omeebe kachasị mma na ntinye aka nke ịrị na otuna Africa Movie Academy Awards . Àtụ:Inc-film
This article uses material from the Wikipedia Ìgbò article Hilda Dokubo, which is released under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 3.0 license ("CC BY-SA 3.0"); additional terms may apply (view authors). Ọdịnaya dị n'okpuru CC BY-SA 4.0 belụsọ na edere ya otú ọzọ. Images, videos and audio are available under their respective licenses.
®Wikipedia is a registered trademark of the Wiki Foundation, Inc. Wiki Ìgbò (DUHOCTRUNGQUOC.VN) is an independent company and has no affiliation with Wiki Foundation.