Alice Parisi

 

Alice Parisi
Alice Parisi
Mmádu
ụdịekerenwanyịDezie
mba o sịItalyDezie
Aha enyereAliceDezie
aha ezinụlọ yaParisiDezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Disemba 1990Dezie
Ebe ọmụmụTione di TrentoDezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ mba ItalyDezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụDezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etitiDezie
onye nsonye òtù egwuregwuA.S.D. AGSM Verona Calcio Femminile, UPC Tavagnacco, Italy women's national football team, ACF TrentoDezie
ụdị egwuregwuFootbọlDezie
so na2019 FIFA Women's World CupDezie


Alice Parisi (amụrụ n'abali mbụ nke ọnwa Disemba n'afọ 1990) bụ onye na-agba bọọlụ n'etiti nke si Ịtali, na-agbachitere Sassuolo na Serie A nke Ịtali. Ọ gbara bọọlụ maka ACF Trento, ASD Bardolino na UPC Tavagnacco.

Ọ bụ onye otu egwuregwu mba Ịtali. Ọ gbara bọọlụ mbụ ya na ndị otu okenye na ọnwa Julai afọ 2007 megide Mexico. N'afọ sochirinụ, ọ bụ onye otu Under-19 nke meriri 2008 U-19 European Championship, ebe ọ nyere goolu nwetere mmeri na nke ikpeazụ.

O mechara sonye na asọmpi European Championship nke afọ 2009 na asọmpi ikpeazụ. N'ịkwado ọnọdụ ya n'ime otu ahụ n'oge asọmpi iko mba ụwa nke afọ 2011 wee malite asọmpị ịma aka Europe nke afọ 2013 dị ka onye mbido.

Ọbá foto


Otu njirimara

  • 2008 UEFA Women's Under-19 Championship
  • 1 Njikọ Ịtali (2009)


Njikọ mpụga

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Hestrie CloeteBeyoncé KnowlesKafilat AraoyeAnambra SteetiFilmAsụsụ MbamNational Forests Office (France)Tsedale LemmaIhialaOsinlokunCôte d'IvoireOmenala19982003Ice PrinceFasil AssefaDiana AngwechAgha Obodo AmericaBolaji AgbedeOtu abalị LagosSex workList of Nigerian states by date of statehoodNairalandIkike okenyeJa'afar Mahmud AdamAdaora UmeojiAsụsụ WareActorNdị na-ere ahịa BoEAddeke Hendrik BoermaWÁbuObodoézè Nà OfúX GonzalezOkpukpe HinduAjaKim Il-sungFave (onye na-abụ abụ)Tuedon MorganPublic domainAfrịkaMarie SukersJennie (singer)JosObodo BékèAliza AyazImo StatePaul McCartneyHong KongUmaru Sanda NdayakoNaijiriaSamia Suluhu HassanOlayinka OlajideZJimmy WalesHouse of PlantagenetPIhe mgbu RedondoAdetokunbo KayodeLithuniaAbia StateUbuntuLingeer Ndoye DembaSloveniaAzu4 DisembaNdepụta ndị egwuregwuStockholmIceland🡆 More