feature Articles All

feature Articles All
Édémédé egosipụtara
Dora Akunyili
Dora Akunyili

Dora Nkem Akunyili (amụrụ ya na abali 14 n'ọnwa asaa n-afọ 1954 – ya anwụọ n'abali asaa n'ọnwa isii na-afọ 2014). Ọ bụ onye Ntụziaka nke Ụlọ-ọru ndi (Director General) National Agency for Food and Drug Administration and Control (NAFDAC) nile di na Naijiria. Bụkwara Onye isi Mgbasaozi nke ala Naijiria (Nigerian Minister of Information and Communications) site na-afọ 2008 ruo 2010.

Ọ bụ onye Ntọ Ọgwụ nke ndi bekee na-akpọ Pharmacist nakwa onye Ọrụ Gọvament ama-ama na mba ụwa tinyekwara n'onwetara ọtụtụ inwe site n'ọrụ ya 'Pharmacology', 'Public Health' na 'Human Rights

feature Articles All
Foto egosipụtara
Ọjà
Ọjà

Ọjà bụ ngwa egwu si n'ọwụwa anyanwụ Naijiria nke a na-ejikarị ngwa ndị Naijiria ndị ọzọ dị ka ekwe, udu, igba, okwa na ichaka/osha eji agu egwu. Ngwá egwú a pụrụ iche ‘na-ekwu okwu’ ka ndị na-akụ egwu na ndị na-agba egwú, na-agba egwu. N'oge a na-agba egwu mmawu na ọwụwa anyanwụ Naijiria, onye ọfụfụ oja na-edu egwu na abụ otuto. Onye isi ofufu ọjà na-enwe ike iwepụta ọtụtụ ụda dị ka okwu ọnụ. Ọ bụrụ na onye dị mkpa abanye n'ime oghere igba egwu, onye n'afu ọjà nwere ike iji ngwá egwu a kpọsaa aha onye ahụ.

Lee fòtó ndị ọzọ na Commons.
Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à

feature Articles All
Ị mà na...
Otu Umu Nwanyi
Otu Umu Nwanyi

feature Articles All
Árò gị
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à

feature Articles All
Sonye anyị
Mmanya nkwụ
Mmanya nkwụ

NNỌỌ!
Ị na-agụ, na-ede, na-atụgharịkwa asụsụ igbo? Anyị chọrọ enyemaka gị!

Anyị jikọta ákà ọnụ, anyị ga emepụta ihe dị ukwu!

feature Articles All
Ọrụ Wiki ndị ọzọ

Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia, Wiki Foundation na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe n'ọrụ Wiki ọzọ: anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wiki ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee

feature Articles All
Wiki asụsụ ọzọ na Africa

Tags:

Green-bg rounded.svg=

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Oluwafunmilayo Olajumoke AtiladeLuxembourgIfesinachi Comedy NwanyanwuYusufOru ugboNLagosShallipopiAbu Musab al-BarnawiMalaysiaOdumodublvckSlovakia20 Febrụwarị2000Ị gọzie Erifeta29 MeeJim IykeEvelyn BaduDavidoKyotoArabicNdị ÌgbòNdepụta óménàlà NaịjirịaNelson MandelaQueen VictoriaMérílạndMadeiraOhafiaJamilah TangazaAsụsụ BekeeAbraham LincolnCarl-A Onye na-eme ihe nkiriMustard (record producer)AkIgboEgyptTinuade SandaJoseph StalinFootballOtu abalị LagosTimayaBangkokAgha Obodo AmericaDadasare AbdullahiJessica SimpsonZainab Damilola AlabiOlayinka OlajideAdaXilinxKHip hop musicIgbo calendarLionAdaora UmeojiIkike okenyeFasil AssefaRachael OkonkwoPaul McCartneyNational Forests Office (France)Swahili languageUnited Arab EmiratesIke na-adịgide adịgideAsbestosChileNmanu nriMohBadNorth DakotaHong Kong2001🡆 More