Atilogwu

Ihe omuma nke akwukwo banyere ezeagu.

Atilogwu sitere na afo iri abuo na iri na asaa, mgbe onwa Novemba gbara iri. Ezeagu nwere ihe nketa omenala di iche iche na omume omenala na agburu, na-ekwuputa nbata na nhapu nke oge di iche iche nke afo. Ogugo-Chi, Akanu, Oku Owa-Ito, Ibono Okochi, Ibono Udu-Mii, Mgba Ndi-Omu, Mgba Otu n'Une, Ohuhu-Ji na Mgba Ogwu bu mmemme ndi ozo be ndi Ezeagu. Egwu Atilogwu so na egwu ọdịnala a na-agba na Enugu Steeti na akụkụ ndị ọzọ nke Naijiria.

Atilogwu
Atilogwu

Ụfọdụ n'ime egwu ndị a igbo nwere gụnyere Atilogwu, Abigbo, Egwu Amala, Egwu Ogene, Ode, Odebara, Nkwa, Mkpokiti, Akunachenyi, Nkwa Umuagbogho, Nkwa Nwite, Ikorodo, Egwu Ubo, Okanga, Egedege, Adamma, Agbacha Ekuru Nwa, Egwu Ijele, Ntukpo, Odegelu, Igede na Oge-Udugongo.

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

BJohann Sebastian BachBendeIhü MbuOC UkejeMurtala Muhammed International AirportSerbiaEgwu Agbachaekurunwa1999 Nhọrọ Senate nke Naijiria na Zamfara SteetiAmerican footballYouTubeKụụụmụatị MontjaneTems (singer)Isi ire AhiaMarley MarlIslamELinda IkejiChris IgweIsraelISO 3166-1Obodoézè Nà OfúPornhubFavela Santa MartaGame of ThronesWiktionaryKizz DanielLateef AdedimejiAKAKPỌSSamuel KporaroÌgboZimbabweAlbaniaErnest ShonekanAngela MerkelÁbuObodo AustinMbaiseJada Pinkett SmithWikisourceI'll Take My ChancesNnenna NjokuAbiidii igboFTSE SmallCap IndexSunkanmi Omobolanle3 JulaịJanuary 10Harris na EwingAsụsụ KurmaliIkike asọmpi na ahịaAppleMiss Delaware Teen USASpainIhe ndabere nke microwave cosmicEducationTurkéyJ. Simcha CohenBulgariaJim IykeSuper Bowl XXXFoodAbujaIchu ntaYakubu GowonAzareỤlọ akwụkwọOnye omekome nke GorTekno (musician)Egwu Akporogwu/EkperavuLagosNaija NewsNjikota Obodo Amerika🡆 More