Patoranking: Onye na-eti egwu Naijiria

Patrick Nnaemeka Okorie (amụrụ ya na 27 Mee 1990), nke eji aha ọgbọ ya bụ Patoranking mara, bụ onye regs nke Naịjirịa - onye otii egwu na onye na-ede egwu.

Patoranking
Patoranking: Ndụ na ọrụ egwu ya, Patoranking ALU Scholarship, Ihe nkiri
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụPatrick Nnaemeka Okorie Dezie
aha pseudonymPatoranking Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Mee 1990 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, odee egwu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịreggae Dezie
akara ndekọVP Records Dezie

Amụrụ ya ma zulite ya na Ijegun-Egba Satellite Town, Patoranking bụ onye Ọnịcha, Ebọnyị Steeti. Ọ malitere ọrụ iti egwu ya site na-ịrụkọ ọrụ n'okpuru ndị nka dịka XProject, Konga, Slam na Reggie Rockstone . Ọ binyere aka na ndekọ egwu na "K-Solo's Igberaga Records" na 2010. Ọ wepụtara "Up in D Club" n'okpuru ndị ahụ. Patoranking ghọrọ onye nkwado nke Dem Mama Records mgbe ya na Timaya rụkọchara egwu ya bụ "Alubarika". Na Febuwarị 2014, ọ bịanyere aka na ndekọ egwu ndị Foston Musik were wepụta "Girlie O", nke mere ka ọ pụta ìhè. Na 9 Febuwarị 2015, Patoranking kwupụtara na Instagram na ọ bịanyere aka na ụlọ ọrụ ndị VP Records . Na Septemba 28 Patoranking wepụtara egwu aha ya bụ Abule nke ọ wepụtara tupu abọm were pụta n'oge na-adịghị anya na 2020

Na Disemba 2021, Patoranking lanarịrị ihe mberede ụgbọ ala na Nigeria.

Ndụ na ọrụ egwu ya

A mụrụ Patoranking ma zulite ya na "Ijegun-Egba Satellite Town", mana o nwere mgbọrọgwụ ezinụlọ na Onicha, Ebonyi Steeti . Ọ gara "Citizen Comprehensive Koleji" na Epe, Legọọsụ ma mesịa banye na "Jibril Martin Memorial Grammar Sukulu" na Iponri. Patoranking malitere ịrụ ọrụ nkà ya dị ka otii egwu n'okporo ámá na ịgba egwu . N'ajụjụ ọnụ a jụrụ ya na 2012 na "Entertainment Express", ọ sịrị na aha ọgbọ ya bụ onye Jamaica nyere ya na "Alpha Beach" na Legọọsụ. Patoranking kpọrọ Buju Banton, Bob Marley, Fela Kuti, Lucky Dube, Chaka Demus, Majek Fashek, Blackky, Blackface, Tuface na Marvelus Benjamin dị ka ndị metụtara iti egwu ya. N'ajụjụ ọnụ ahụ ndị "Entertainment Express", ọ kọwara egwu ya dị ka ụzọ omume dị iche iche nke ịgba egwu were kwukwa na ọ na-arụtụ aka n'okwu metụtara mmekọrịta ọha na eze.

Na Mee 2012, Patoranking wepụtara otu egwu akpọrọ "Iya Bisi", nke ya na Qdot na Kbaj tiri. Egwu akpọrọ "Drumphase" bụ ngwakọta nke dansịhọlụ na fuji. Patoranking gwara 'Entertainment Express' na Qdot na Kbaj nyere ya aka were dee egwu ahụ site na ha ichekorịta echiche ọnụ.

Na 12 Septemba 2013, Patoranking wepụtara ọdịyo na vidiyo maka "Alubarika" n'otu oge. Egwu ahụ na nsụgharị n'ụzọ nkịtị pụtara "Ngọzi Chineke" ma gosipụta olu sitere na Timaya . Ihe nkiri vidiyo "Alubarika" bụ AJE Films mepere ya.O ruru nkeji 4 na sekọnd 16. Dika edemede nke Victor Akande nke Nation dere, Patoranking kọwara egwu a dịka nchịkọta nke ndu ya dika onye egwu ma kwuo na o meghere ya ụzọ ịnwete ndị na-eso ya nakwa ndị egwu kwudosiri ike.

Na Febuwarị 2014, Patoranking bịanyere aka na ndekọ egwu na Foston Musik wee mechie njikọ ya na Dem Mama Records. N'oge mkparịta ụka ya na Toolz na NdaniTV's The Juice, Timaya kwuru na Patoranking hapụrụ aha ya na ọ nweghị mgbe ọ bịanyere aka n'akwụkwọ. Na 4 Febuwarị 2014, Patoranking wepụtara "Girlie O", egwu nke WizzyPro mepụtara. A gbagburu vidio egwu maka abụ ahụ site n'aka Moe Musa; e wepụtara ya na 5 Febụwarị 2014. Na vidio egwu, Patoranking napụtara onye agbata obi ya na-esote esemokwu ụlọ site na igosipụta mmetụta ebumpụta ụwa ya.

Foston Musik wepụtara "Girlie O"(ntigharị) nke Tiwa Savage nyere ya aka were tie na 19 Mee 2014. Ọ pụtara na nke 9 na "MTV Base 's Official Naija Top 10" chaatị. Tiwa Savage gwara Ehiz nke MTV Base n' egwu Patoranking na-amasị ya, ya mere o jiri were kpebie ịbịakwute ya ka ha were tigharịa egwu ahụ. Moe Musa wepụtara Vidiyo egwu a ma dụzie egwu a bụ"Girlie O" (ntigharị) na London. Joey Akan nke Pulse Nigeria kwuru, "Na ntigharị ọhụrụ ahụ, na-atụfubeghị isi sekpụ ntị nke bụ mmeri. Ejigidere ha ma welite ha. Ha jigidere ụda egwu, ekwem ukwe na dayamizim nakwa nnukwu ọrha tinyere na lirikis."

Patoranking gosipụtara n'egwu Seyi Shay "Murda" ya na Shaydee. Dokta Frabz mepụtara egwu a ma wepụta ya na 1 Eprel 2014. E tinyere vidiyo egwua “Murda” na "Vevo" Meji Alabi nke "JM Films" bụ ndị nduzi. Egwu Patoranking ndị a "Daniella Whine" na "My Woman, My Everything" pụtara na chaatịị egwu iri nọ n'elu na "MTV Base Official Naija Top 10". Nke mbụ gbara nke anọ na ọnwa Mee ma gbakwaa nke mbụ na ọnwa Juunu, ebe nke ikpeazụ "My Woman, My everything" pụtakwara na chaatịị dịka nke abụọ.

2016: "The Voice Nigeria" na "God Over Everything"

Na Jenụwarị 2016, e mere Patoranking dị ka otu n'ime ndị ikpe maka mbipụta nke asọmpi egwu The Voice Nigeria . Patoranking wepụtara abọm studio izizi ya "God Over Everything" na 1 August 2016. O gosipụtara ndị egwu ọzọ n dịka Phyno, Wizkid, Sarkodie, Olamide, Elephant Man na Wasiu Ayinde Marshall . Abọm ahụ nọ nke 4 na chaatịị "Billboard 'Reggae Albums".

Patoranking "ALU Scholarship"

Patoranking etinyela aka n'usoro ihe ọmụmụ maka ụmụaka Afrịka ndị na-enweghi ike inweta agụma akwụkwọ kwesịrị ekwesị. Na-agbanyeghị mmata a matara ya n'ụwa niile, onye na-eti egwuka a ka nwere mmasị n'ebe agụmakwụkwọ dị.

Na 2019, O zutere onye guzobere mmemme agụmakwụkwọ ALU, ebe ọ bidoro mmemme iji zụọ ụmụaka iri obi na-anụ ọkụ ọkachasị na Ebute-Metta ebe ọ nọ were tolitere na ndị ọzọ enweghị ego ha nwere maka agụm akwụkwọ.

Ihe nkiri

Abọm

  • God over Everything (2016)
  • Wilmer (2019)
  • Three (2020)

Egwu gbara iche

Afọ Aha Abọm
2009 "So Nice" rowspan="15" Àtụ:N/a
2010 "Up in D Club"
2012 "Iya Bisi" (featuring Qdot and Kbaj)
2013 "Tonite" (with Faze)
"Park Well"
"Alubarika" (featuring Timaya)
"Gravity"
2014 "Girlie O"
"Sex Tape"
"Girlie O (Remix)" (featuring Tiwa Savage)
2015 "Daniella Whine"
"My Woman" (featuring Wande Coal)
"Gal Ting Riddim (Cover)"
"Make Am"
2016 "Another Level"
"No Kissing Baby" (featuring Sarkodie) God over Everything
2017 "Love You Die" (featuring Diamond Platnumz) rowspan="6" Àtụ:N/a
"Available"
2018 "Sunshine"
"Suh Different"
"Heal D world"
"Everyday"
2019 "Confirm" Wilmer
"Lenge Lenge"
2020 "I'm in Love" Àtụ:N/a
    Ndị Egwu ọzọ ha tikọrọ egwu
Afọ Aha Abọm
2010 "Baba"

(Slimmz featuring Patoranking)
Non-album single
2011 "Oju Kan (Remix)"

(Tupengo featuring Skales, Seriki, Reminisce, Phenom, Kel and Patoranking)
2013 "Emergency"

(WizzyPro featuring Runtown, Skales, and Patoranking)
"Tonite" (with Faze)
2014 "Judah"

(Chopstix featuring Endia and Patoranking )
Parallax
"Lala BamBam"

(Silver Jae featuring Patoranking)
rowspan="6" Àtụ:N/a
"Galilee"

(Karat Kid featuring Patoranking)
"Murda"

(Seyi Shay featuring Patoranking and Shaydee)
"Early MoMo"

(DJ Hazan featuring Patoranking)
"Another One"

(Sagga Lee featuring Patoranking)
"In Da Club"

(Abiz featuring Patoranking)
"Higher"

(Seriki featuring Patoranking)
Seriki's Diary
"Bami Mujo"

(Henry Knight featuring Yung L and Patoranking)
rowspan="4" Àtụ:N/a
"Salamualekun (Remix)"

(Hakym featuring Reminisce and Patoranking)
"Want Some More"

(CheekyChizzy featuring Patoranking)
"Bosi Kpa Kpa"

(XP featuring Patoranking)
2015 "Shaba"

(DJ Xclusive featuring Patoranking & KCee)
According To X
"Condo"

(YCee featuring Patoranking)
rowspan="11" Àtụ:N/a
"Slowly (Remix)"

(Boybreed featuring Patoranking)
"Our Lagos"

(Pasuma Wonder featuring Patoranking)
"Hustler (Freestyle)"

(JoshBeatz featuring Patoranking)
"Royal"

(Eddy Kenzo featuring Patoranking)
"Dance Well"

(DJ Shiru featuring Patoranking)
"Pull UP (Remix)"

(Stonebwoy featuring Patoranking)
"Left For Good"

(Waje featuring Patoranking & Godwin Strings)
"Another Day"

(Halle featuring Patoranking)
"No Lie"

(Khuli Chana featuring Patoranking)
"Chukwuma (Remix)"

(Young GreyC featuring Patoranking)
2016 "For My Matter (Remix)"

(Emma Nyra featuring Patoranking)

Onyinye na nhọpụta

Afọ Mmemme Nrite Onye nnata Nsonaazụ Ref
2016 AFRIMA Best Dancehall Artist Ya onwe ya|style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
2015|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
Onyinye egwu Vodafone Ghana Afrịkan Artiste nke Afọ style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
Isi Best Pop Song style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
Best Reggae / Dance hall otu style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
MTV Africa Music onyinye Iwu kacha mma style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
TooXlusive Online Music Awards Uche Ogbuagu Song style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
2014 Ben TV Iwu kacha mma style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
Mmekọrịta kacha mma style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
Ihe kacha mma Reggae / Dancehall style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
Isi 2014 Na-esote gosiri style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
Collabo kacha mma style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
Best Reggae / Dancehall Na Na Na style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
2014 Channel O Music Video Awards Onye Onyinye Kacha Onyinye "Girlie O (Remix)"|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo Dancehall / Reggae nke Afọ style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
Kasị ewu ewu Song nke Afọ "Allubarika"




(na-egosi Timaya )|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
Onyinye Ntụrụndụ 2014 Nigeria Best New Act nke Afọ Ya onwe ya|style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
Mmekọrịta kacha mma style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
"Allubarika"




(na-egosi Timaya ) |style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
2013 Nigeria Music Video onyinye style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara

Hụ kwa

 

  • Ndepụta ndị egwu Naịjirịa
  • Ndepụta ndị Igbo
  • Ndepụta ndị mmadụ si na Ebonyi Steeti

Nsidee

Àtụ:S-start

Àtụ:S-ach Àtụ:Succession box Àtụ:S-end Onyinye na ihe Mmeta

Ọnọchiri 

Sean Tizzle (2013)Next Rated Award

2014nochie ya

(2015)

Tags:

Patoranking Ndụ na ọrụ egwu yaPatoranking ALU ScholarshipPatoranking Ihe nkiriPatoranking Onyinye na nhọpụtaPatoranking Hụ kwaPatoranking NsideePatorankingȮra Ebonyi

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

BArise O Compatriots, Nigeria's Call ObeyMaiduguriỌjà (ngwa egwu)1992 Nhọrọ ndị omeiwu Naịjirịa na Enugu SteetiJamila NaguduAdetokunbo KayodeCecilia FrancisIhu mbụMaryam YahayaBumi ThomasAdeIhu m̀bụMaliIgboAsụsụ MwaniIsaiah Oghenevwegba OgedegbeAppleOgbugbu nke Oluwabamise AyanwoleGyakieMohamed HilmiGender pension gapIbe nwaanyị ugwu2007AlbaniaNairaland2BabaRemaNdetu obodo1995Nọmba njirimara a na-agbanwe agbanweLagos Polo ClubNaigeriaRema (musician)PhynoYouTubeWorld War IIGodWikisourceLibyaGberefu IslandAdeshina LawalOru ugboAsụsụ IgboNigeria women's national under-20 football teamAbaNdi ochaÓjiAsụsụ Banda (Maluku)Rahama SadauWillie B (producer)ẸkẹlẹkbọUnionEgwu MMỤTAKAPidgin NaịjirịaMadụ̀OkokomaikoNupeIhe AghasaaCKayNkwekọrịta StockholmLa LigaVanessa HudgensDavidoTexas🡆 More