Indian Premier League

Indian Premier League (IPL) bụ asọmpi egwuregwu cricket nke ụmụ nwoke, nke otu iri na-asọ mpi n'ime obodo iri India.

Indian Premier League
sports league
Oge/afọ mmalite2008 Dezie
competition classTwenty20 cricket Dezie
ụdị egwuregwucricket Dezie
mba/obodoNdia Dezie
season startsÖnwa ànó Dezie
nhaziBoard of Control for Cricket in India Dezie
Onye ọrụBoard of Control for Cricket in India Dezie
webụsaịtịhttps://www.iplt20.com Dezie
season endsÖnwa ishií Dezie

Ndi Board of Control for Cricket in India (BCCI) hibere otu a na 2007.

Indian Premier League

IPL bụ asọmpi cricket kacha elele n'ụwa ma na 2014 ọ nọ n'ọkwa nke isii site na nkezi ndị bịara asọmpi niile. N'afọ 2010, IPL ghọrọ mmemme egwuregwu izizi n'ụwa ka a na-agbasa na YouTube. Uru nke ika IPL na 2019 bụ ijeri US$6.3

Enwere oge iri na anọ nke asọmpi IPL. Ndị ji aha IPL ugbu a bụ Chennai Super Kings, na-emeri oge 2021.

References

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

OmosOnyekachi Okafor17 FebrụwarịPrince Asem bin NayefLibyaLIri na abụoOdúmỤlọ akwụkwọAsụsụ Kairui-MidikiRaja ChoudhuryHOME Investment Partnerships ProgramSara LalamaJada Pinkett SmithGeographyNTU Music ExpressKaMohammed JamalDoris SimeonAbaIỌjà (ngwa egwu)SokotoAbdullahi Garba AminchiNafisat AbdullahiAliyuIgbo cuisineNnenna NjokuBimbo ManuelIte mmanya/nkwuNdị NaijiriaABKatherine MaherInternational Union of Air Pollution Prevention and Environmental Protection AssociationsDJ CuppyGoogleGor (ihe nkiri)Ali JitaW10 SeptembaAll Progressives CongressArtificial intelligenceNjikota Obodo AmerikaNetherlandsDodaOmenala nke United States3 JulaịWayback Machine6 ỌktobaMangbai languageLateef AdedimejiAsabaDominique BourgOdumodublvckAmbesse Tolosa2007Phone SwapAfrịkaAlice Dunbar NelsonKARUWA XXXZlatan (musician)Baba AlakyoJenevieve AkenSamuel Firewu🡆 More