Chelsea Eze: Onye na-eme ihe nkiri Naijiria

Chelsea Eze

Chelsea Eze
Chelsea Eze: Ndụ mbido, Ọrụ, Ihe nkiri
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoChelsea Eze Dezie
Aha ọmụmụChelsea Eze Dezie
Aha enyereChelsea Dezie
aha ezinụlọ yaEze Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Novemba 1985 Dezie
Ebe ọmụmụSteeti Kano Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee ihe nkiri Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Maiduguri Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteAfrica Movie Academy Award for Most Promising Actor Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Chelsea Eze
Chelsea Eze: Ndụ mbido, Ọrụ, Ihe nkiri
Chelsea Eze


Ọmụmụ 15 Nọvemba

Aha Chelsea Ada Ezerioha

Ọmụmụ 15 Nọvemba

Steeti Kano


Aka Ọrụ Omee Onyonyo

Afọ Ọnọ Ọrụ. 2009-ugbua


Chelsea Eze (amụrụ Chelsea Ada Ezerioha na 15 Nọvemba) bụ nwaafọ Naịjirịa na- eme ihe nkiri . Ọ bịara bụrụ onye ama ama na Nollywood site n'ihe nkiri mbụ ya bụ Silent Scandals ebe ọ rụrụ ọrụ n'akụkụ Genevieve Nnaji na Majid Michel. Ọ tụrụ ugo mmerii na"Most Promising Actress" nke emere maka ihe nkiri o mere na "6th Africa Movie Academy Awards".

Ndụ mbido

A mụrụ Chelsea na Kano Steeti na agbụrụ Umuahịa, Abia Steeti . Nne na Nna ya na-arụ n'ụlọ akụ. Ọ gara akwụkwọ na Federal Government Girls Koleji Minjibir na St.Louis Sekọndrị Sukulu, ha abụọ dị na Kano. Ọ mụrụ asụsụ bekee na asụsụ na Mahadum Maiduguri . Dịka mkparịta ụka ya na The Punch o kwuputara na "Ntolite m bụ ihe obi ụtọ n'ihi na mgbe ahụ, Kano dị n'udo ma makwa mma".

Ọrụ

Tupu O mee Silent Scandals, ọ bụ onye nlereanya nke naanị ihe nkiri ọ na-eme bụ n'egwuregwu, nke o mere n'ụlọ ụka. Onye na-emepụta ihe nkiri bụ Vivian Ejike kpọrọ ya ka ọ bịa nyocha maka ọrụ nkwado na Silent Scandals, a họpụtara ya ka ọ pụta na onyonyo ahụ. Ọ na-apụta na ọtụtụ ihe nkiri ndị ọzọ na-ewu ewu dịka Two Brides and a Babyl(2011), Hoodrush (2012) na Murder at Prime Suites (2013).

Ihe nkiri

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ihe edeturu
2009 Silent Scandals Ella ya na Genevieve Nnaji
2011 Two Brides and a Baby Ugo Na OC Ukeje, Kalu Ikeagwu na Stella Damasus
Twist
Timeless Passion
2012 Hoodrush Shakira ya na Bimbo Akintola, OC Ukeje & Gabriel Afolayan
Closed Door
Laugh won kill me die
The Kingdom
Tears of Passion
2015 Ikogosi Emem ya IK Ogbonna
Afọ Onyinye Atiya Ihe nkiri Nsonaazụ
2010 Africa Movie Academy Awards Onyinye Kachasị Mma Silent Scandals | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
Best of Nollywood Awards style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
ZAFAA Awards style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie
2011 Best of Nollywood Awards Nwanyị kacha mma na ọrụ nkwado (Bekee) style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara
2013 Nollywood Movies Awards Nwanyị kacha mma na ọrụ nkwado style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara

Nsidee

Tags:

Chelsea Eze Ndụ mbidoChelsea Eze ỌrụChelsea Eze Ihe nkiriChelsea Eze NsideeChelsea Eze

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Amr DiabLionChadIXoli ZondiQSybil JasonỌkọlọtọ nke GhanaPoonam PandeyRita DominicSerbiaLagos IslandIkwerre peopleActorFootballKOsisioma NgwaOdunlade AdekolaLunar New YearChinwendu IhezuoȮra AdamawaSesan (video director)Olajumoke Okoya-ThomasWande CoalDigital object identifierPresumption of innocenceChimamanda Ngozi AdichieAdasa CookeyOgidi, AnambraSeptembaTiv languageEbonyi Saụt Senatorial DistrictOxlade (singer)Onuora NzekwuVNchịkọta ájáIkengaOba of LagosU ThantȮra BauchiAhmed BadoujRukky SandaLGoogleBadagry FestivalKanoEmmanuel AdebayorJBen EnwonwuUHausaOsu caste systemNigerian ArmyAbdala FayeMuhammadPhynoDJ Enimoney2007Methodist Boys' High SchoolEducating Rita (film)Hepataịtis BStephanie Okereke LinusNdi HausaOtobong NkangaTade ThompsonTemilayo AbodunrinMiss Delaware Teen USA🡆 More