Rukky Sanda

Rukky Sanda bụ onye na-eme ihe nkiri na Naijiria, onye na-emepụta ihe nkiri na onye nduzi.

Rukky Sanda
Rukky Sanda
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, ụlọ ọrụ ntụrụndụ, Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoRukky Sanda Dezie
Aha ọmụmụRukky Sanda Dezie
aha ezinụlọ yaSanda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Ọgọọst 1984 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
IkwuBolanle Ninalowo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ederede Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Lagos Dezie
ogo mmụtabachelor's degree Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2004 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ájá ájá Dezie
Ọrụ ama amaGold Diggin Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Rukky Sanda
Rukky Sanda na "What's Within"

Mmalite ndụ na ọrụ

Amụrụ ya Rukayat Akinsanya, na 23 August 1984 na Lagos Steeti . Ọ malitere ọrụ ya na 2004 mgbe ọ ka bụ nwa akwụkwọ na Lagos State University wee gaa n'ihu mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na 2007

Ndụ onwe

Sanda bụ nwa nwanne nna onye n'eme ma na-emepụta ihe nkiri nke aha ya bụ Bolanle Ninalowo.

Ihe nkiri ndị ahọpụtara

  • Lethal Woman (2008)
  • Obscure Motives (2009)
  • Lovelorn (2012)
  • Miami Heat (2012)
  • Keeping My Man (2013)
  • White Chapel
  • The Seekers
  • Legal War
  • Campus Love
  • Keeping ny Man (2013)
  • Gold Diggin (ya na Yvonne Nelson )
  • What's Within (ya na Joseph Benjamin )
  • The Relationship (2016) na Eddie Watson Jnr, Lisa Omorodion na Jennifer Eliogu

Nrụtụaka

Njikọ ndị ọzọ

  • Rukky Sanda on IMDb

Tags:

Rukky Sanda Mmalite ndụ na ọrụRukky Sanda Ndụ onweRukky Sanda Ihe nkiri ndị ahọpụtaraRukky Sanda NrụtụakaRukky Sanda Njikọ ndị ọzọRukky Sanda

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

AKA (rapper)Johann Sebastian BachRukky SandaImo State UniversityMahmood Ali-BalogunOba of LagosIsianyaọchaNchịkọta ájáTonto DikehIhu m̀bụNairalandAdebayo FaletiLoveFasil AssefaObi WaliAkwụkwọ NsọAgbor Gilbert EbotMeninjaịtisIhu mbụ1999Amharic languageGame of ThronesJoy Nwosu Lo-BamijokoCybersex traffickingGhanaLea VivierYuko ArakiOromo languageIMariya Mahmoud BunkureEnglish languageMaiduguriIke na-adịgide adịgideTracey RoseNnenna Elendu UkejeBelgiumNdi HausaỌ̀mụ̀ntụdịSouth SudanGNU Free Documentation LicenseKNdi álákübaPotjiekosLunar New YearNnyocha isentropicNigerPublic domainSamuel Eto'oRight to healthMTahiniNaijiriaAnụ rat nwere ọdụ ojii mosaic-tailedOgidi, AnambraItalyIkengaXiuhtezcatl MartinezNuer languageAdaora UdojiSudanOmenalaLos AngelesEluàlàBenedict Wallet VilakaziGcina MhlopheAhmed BadoujJackie OrmesChristmas pudding2 MaachịLion🡆 More