Amarachi: Onye egwu Naijiria, onye na-agba egwu na onye na-ede abụ

Amarachi Uyanne (ọnye amụrụ na mkpụrụ ụbọchị iri na asaa n' ọnwa asaa n' arọ 2004 nke eji Amarachi wee mara bụ nwada onye Nigerian na-agụ egwú, na-ete egwu ma na-akpọ ụbo oyibo.

Amarachi
Amarachi: Usoro mbido, Ọrụ, Ihe nkiri
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAmarachi Uyanne, Dezie
Aha ọmụmụAmarachi Uyanne Dezie
Aha enyereAmarachi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Julaị 2004 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Delta Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, Ọgba egwu Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity Preparatory Secondary School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ, violin Dezie
ụdịAfrican popular music, egwu hip hop Dezie
webụsaịtịhttp://www.amarachiuyanne.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

A maara ya nke ọma maka ịde mbiputa mbụ nke Nigeria Got Talent .

Usoro mbido

Amarachi bụ onye Delta State . O tolitere na Edo Steeti, ebe ọ bidoro ịgba egwu mgbe ọ dị afọ 5. Na 2012, o ritere ihe nrite ego nke N10,000,000 mgbe ekwuputara ya dị ka onye mmeri nke mbipụta mbụ nke Nigeria Got Talent . E mechara kpọọ ya "odị na wata guba nde ego na Nigeria ". Ọ gara University Preparatory Secondary School na Benin City, Edo State . Onye a ma ama na-eto eto gụsịrị akwụkwọ na kọleji na July 2019 ma bụrụ nwata akwukwo na Benson Idahosa University , Benin City, Edo State, Nigeria.

Ọrụ

Mgbe Amarachi mechara pụta dịka onye mmeri nke Nigeria Got Talent, Amarachi wepụtara egwu izizi ya nke akpọrọ "Amarachi Dance". Ọ gara n’ihu gosi Phyno n’abụ akpọrọ “Ova Sabi”; egwu na abo izizi otiri bu nke ndị mmadu huru na anya ma na etikwa ya na redio. Ọ bu ọnye is Amarachi Talent Academy bu ụlọ akwụkwọ obidoro maka ịzụlite na ịzụ ụmụntakịrị nwere nkà igu egwu ma obu ịte egwu.

Ihe nkiri

Umu

  • "Egwu Amarachi"
  • "Get Down"
  • "Ova Sabi" (featuring Phyno )
  • "Te Quiero"

Onyiye na Mbuli elu

Afọ Emume onyinye Nrite Onye nnata / họpụtara ọrụ Nsonaazụ Ref
2014 9th Nigeria Music Video onyinye Video kacha mma site na obere "Ova Sabi" Ahọpụtara

Hụ kwa

  • List of Igbo people
  • List of Nigerian musicians

Ebe Nsi Nweta

Àtụ:Ref list

Tags:

Amarachi Usoro mbidoAmarachi ỌrụAmarachi Ihe nkiriAmarachi Onyiye na Mbuli eluAmarachi Hụ kwaAmarachi Ebe Nsi NwetaAmarachi

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

KadunaNdepụta SayensịOmosLinda IkejiIme Bishop UmohRachael OkonkwoJimmy WalesAzubuike IhejirikaPrincess VitarahNational Orthopaedic Hospital, IgbobiMmanya nkwụDan MusaTems (singer)Nnamdi EzeigboNiveaAsụ̀sụ̀ ÌgbòVanguard (Nigeria)Ọjà (ngwa egwu)World War IIMosun FilaniNaijeriaVictor Adebowale, Baron AdebowaleABBAArise O Compatriots, Nigeria's Call ObeyElaeis guineensis9 ỌktobaGodMangbai languageWiki FoundationUmuahiaFree content3 JulaịAlbaniaISBNEnglish languageMLAlice Dunbar NelsonWashington (nkeji obodo)Isuochi4 FebrụwarịAsụsụ BunuAsụsụ KurmaliHip hop musicOhafiaAdeDaYakubu GowonSamuel KporaroZAbiribaPoonam PandeyIslamBilikisu LabaranIwu Ndị Agha Nzọpụta 1980Jorjiạ (state)Hilda DokuboBola TinubuOstraliyaOrji Uzor KaluGoatOgeneOnikan StadiumMbara igwe radieshonJanuary 10🡆 More