Óká: Obodo dị na okpúrù ọchịchị Awka-South, Anambra Steeti

Ọka bu ịsị óche Ȯra Anambra (Anambra State)

Ọká
Óká: Obodo dị na okpúrù ọchịchị Awka-South, Anambra Steeti
ama ukwu
mba/obodoNaijiria Dezie
isi obodo nkeAnambara Steeti Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambara Steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ Dezie
Nkwekọrịtara oke alaNibo Dezie

Óká: Obodo dị na okpúrù ọchịchị Awka-South, Anambra Steeti
Óká
Óká: Obodo dị na okpúrù ọchịchị Awka-South, Anambra Steeti
Ebe Awka no na Naigeria

Ihu igwe

Ọnodu ihu igwe nke Ọka bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Obodo a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa Ọktoba afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Ọka so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Naijiria

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Lee nke ozo


Tags:

Ȯra Anambra

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

HLagosKLeo AsemotaỌdụm na-acha anụnụ anụnụJohn Obi MikelMahadum Nke MaiduguriAsiaMiss Delaware Teen USAOtobong NkangaKanoMark Angel (comedian)ISuper Bowl XXXNnamdi NwauwaBolanle NinalowoNdị ÌgbòRemaOsisioma NgwaKojo ManuelLionNews1966 Nigerian coup d'étatChet AnekweQAhiri ishi nkeji obodoIfeanyi OkowaIgboMahadum nke Ȯra AdamawaUniversity of Benin (Nigeria)Tomi OdunsiAge discrimination in the United StatesJosIkengaMichael AkanjiMariya Mahmoud BunkureLos AngelesEzigbo ulo uka JesuReggie Yates1958Abubakar Tafawa BalewaDenmarkJoyLatviaAkwụkwọ NsọABBABadagry FestivalABWayback MachinePornhubPeopleDJ EnimoneyTashin matakin teku1960Wushu (sport)InjeraItalyAsụsụ BekeeMeat pie2001ÁbuAmr DiabYemi AladeAbdala FayeIke na-adịgide adịgideWande CoalNchịkọta ájáNollywoodFasil Assefa🡆 More