“Ezigbo ulo uka Jesu wu ulo uka no ruro onwe ya nke bidoro na Beijing, na obodo China na afo 1917.
obere ụdị nke | Nondenominational Christianity, Chinese Independent Churches |
---|---|
Akụkụ nke | Protestantism, Pentecostalism in China |
Oge/afọ mmalite | 1917 |
ihu nke | Sabbath in seventh-day churches |
onye hiwere | Paul Wei |
ebe e guzobere | Beijing |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Beijing, Los Angeles |
onye nlereranya | Pentecostal Assemblies of the World, Seventh-day Adventist Church, Restorationism |
webụsaịtị | https://tjc.org/, http://members.tjc.org |
nwere àgwà | nontrinitarianism |
mpaghara ọrụ | zuru ụwa ọnụ |
Ta, ulo uka nwere otutu ndi nzuko na uwa nile nke onugugo ha kariri abua na ukara mputu nari na nari. Ulo uka bu ndi otu natara Mmuo nso bu ndi guzoro re na mbido afo Puku abuo (ma-obukwa Ohu Nari afo). Nzuka na asopuru aha Jesu kari a ato nime out nke nzuko ndi uzo kwenyere na. Ebum na obi ulo nzuka bu egba sa ozioma di ka edere ya na akwukwo nso na elu uwa nile ru mgbe Jesu Kristi ga abi nke abu a”
“ I na ta Mmuo Nso, di ka ikwu okwu na olu ozo, nke gosiri nke ta ala eze nke eluigwe”
“I'wu mmiri nso bu ihe ha n'eme i wefu nso ndi madu mere na I weputa ya na uwa madu. Ihe ha na'eji a'wu mmiri nso bu mmiri dika mmiri Iyi, Imo na oshi mmiri. Onye ha n'awu miri nso he wu'kwara nyawa miri nso. Mgbe ha na wu miri na onye ha na wu miri nso, o kweshiri i wucha ahu ya nile na miri na ihu ya kweshiri ne le ala.”
“I sa uku ne'ye madu uzor I weturu ihe ntakiri di ka Jesus. O kwa na'eme ndi madu echeta na ha kweshiri i bu ndi oma. Ndi madu nile ha wuru miri nso kweshiri I nwe onye na sa uku ya na aha Jesus Christ.”
“Oriri nso bu sacrement nke eji echeta onwu nke onye nwanyi bu Jisọs Kraịst.”
“Jesu Kristi, wu okwu nke wuru onu ahu, nwu na elu obe maka nzoputa nke ndi mmehie, we bi lie na ubochi nke ato we gba go na elu igwe. Obu na ni ya bu onye Nzoputa nke mmadu, onye Okike elu igwe na elu uwa ya na ezigbo Chi.”
“Akwukwo Nso nke agbo ochie na agbo ohuru bu nke edere site na ntuzi aka Chineke, so ya bu ezikwu nke na ejiko obibi ndu oma nke ndi na eso uzo Christ na ebi.”
“Nzoputa si na amara Chineke na i nwe okwukwe. Ndi kwere ekwe ga atu kwa si Mmo Nso obi na icho idi nso, ikwa nyere Chineke ugwu na ihu mmadu na anya.”
“O bi bia onye nwanyi nke abua ga abu na ubochi ikpeazu, mgbe oga esi na elu igwe bia ikpe uwa ikpe: ndi ezi omume ga enwe ndu ebi ebi, ma ndi ajo omume ga ana to ugwo oru ha.”
This article uses material from the Wikipedia Ìgbò article Ezigbo ulo uka Jesu, which is released under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 3.0 license ("CC BY-SA 3.0"); additional terms may apply (view authors). Ọdịnaya dị n'okpuru CC BY-SA 4.0 belụsọ na edere ya otú ọzọ. Images, videos and audio are available under their respective licenses.
®Wikipedia is a registered trademark of the Wiki Foundation, Inc. Wiki Ìgbò (DUHOCTRUNGQUOC.VN) is an independent company and has no affiliation with Wiki Foundation.