Singer Simi: Onye na- ede egwu ma burukwa ogu egwu na Naijiria

Simisola Kosoko ( nee Ogunleye; amụrụ ya ka ọnwa April di na mkpụrụ ụbọchi iri na itenani, n'afo 1988), bụ onye eji aha o ji eti egwu bụ Simi nwe mara bụ onye Naijiria na- agụ egwu, ede egwu ma ne-emekwa ihe nkiri.

Simi
Singer Simi: Onye na- ede egwu ma burukwa ogu egwu na Naijiria
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoSimisola Kosoko Dezie
Aha ọmụmụSimisola Kosoko Dezie
aha ezinụlọ yaOgunleye Dezie
aha pseudonymSimi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Eprel 1988 Dezie
Ebe ọmụmụOjuelegba, Lagos Dezie
Dị/nwunyeAdekunle Gold Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, singer-songwriter, omee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum ọgbụgba ndụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2006 Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
Ọrụ ama amaDuduke Dezie
ụdịrhythm and blues, African popular music, Afrobeats, soul music Dezie
Ihe nriteOkayAfrica 100 Women, 2015 Nigeria Entertainment Awards, The Headies 2016, City People Entertainment Awards Dezie
webụsaịtịhttp://www.iamsimi.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Ọ malitere ọrụ ya dịka onye na-abụ abụ ozioma, nwe wepụta egwu izizi ọ n'ụlọ ọbọ egwu ọ kpọrọ Ogaju n'afọ 2008 . Amatara ya nke n,afọ 2014 mgbe O weputasiri egwu ya nke ọ kpọrọ "Tiff" , abụ a họpụtara dika Best Alternative Song na The Headies 2015 . Simi na ndị ụlọ egwu a kpọrọ X3M Music binyere aka n'akwụkwọ n,afọ 2014, mana ọ hapụrụ ha n'ọnwa May afọ 2019 ka oge mbinye aka n'akwukwọ ahụ gwụrụ. O wepụtara alụbọm ụlọ egwu nke abụọ ya bụ Simisola na kpụrụ ụbọchi asatọ n'ọnwa Septemba , n'afọ 2017. Alụbọm nke atọ ya bụ Omo Charlie Champagne, Vol. 1 pụtara ka o dabaa na ubochi ọ di afọ iri atọ na otu nke bụ mkpụrụ ụbọchi iri na itolu n'afọ 2019. O bidoro ụlọ egwu ya ọ kpọrọ Studio Brat n'ọnwa Jun afọ 2019.

Mmalite ndu na mmuta

A mụrụ Simi na Ojuelegba, nke dị na Surulere , dịka nwa ikpeazụ n’ime ụmụ anọ. Na mkparịtaụka ya na Juliet Ebirim nke akwụkwọ akụkọ Vanguard, Simi gosipụtara na ndị mụrụ ya kewara mgbe ọ dị afọ itolu. O kpughekwara na o tolitere dị ka tomboy. Simi gara Stars International College, ụlọ akwụkwọ sekọndrị dị na Ikorodu, Lagos State. Ọ gara akwụkwọ na mahadum Covenant University , ebe ọ nwetara nzere na mass communication.

Ọrụ

2006–13: Mbido ọrụ na Ogaju

Simi tolitere ịgba egwu na ịbụ abụ dịka onye otu ukwe ukwe nke ụka dị na mpaghara ya. O dere abụ izizi ya mgbe ọ dị afọ iri. Ọlụ aka nka ya bidoro n’afọ 2008 ka e wepụtara album album ya bụ Ogaju nke izizi, nke nwere ọtụtụ egwu dịka “Iya Temi” na “Ara Ile”. Ọ bụ Samklef mepụtara album ahụ.

Tags:

en:Omo Charlie Champagne, Vol. 1en:Simisola (album)en:The Headies 2015en:Tiff (song)

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

AkaRuger (singer)Religion in NigeriaAdebayo FaletiMediaWiki1999HausaMuhammadFasil AssefaỌdụm na-acha anụnụ anụnụMazi NwonwuNigeriaIke na-adịgide adịgideStefania TurkewichWiki FoundationTashin matakin tekuDonetskIgbo highlifeIssa SambFootbọlSexy SteelSybil JasonSeptembaMeninjaịtisIyanyaUniversity of Benin (Nigeria)Amụma nzuzoAmharic languageAsusu SidamaRukky SandaNnenna Elendu UkejeUWizkidMoneyOsu caste systemDavid Eribe KingIkwerre peopleRamy Sabry (singer)Ezigbo ulo uka JesuFilmXVideosNewsOnuora NzekwuXMoldovaNdi álákübaMercy ChinwoNnamdi NwauwaZainabMuhammadu BuhariClara ZetkinSadiq Sani SadiqJennie (singer)WikipidiaAbiola OdejideTracey RoseKamal el-ShennawiSwitzerlandAkwụkwọ NsọNigeria Labour CongressRamatu YakubuYekaterina GamovaAgụmanụmanụAfghanistanLagosThe Set Up (2019 film)IStephanie Okereke LinusBauchi🡆 More