Nkem Okocha bụ onye nwere nka ịchụnta ego na Naijiria bụ onye guzobere Mamamoni, ụlọ ọrụ mmekọrịta FinTech na-enye ụmụ nwanyị dara ogbenye n'ime obodo na obodo mepere emepe ikike aka ọrụ na mbinye ego.
Ọ bụ onye mmeri na 2016 nke LEAP Africa Social Innovators Program (SIP) nke Union bank .
Nkem Okocha |
---|
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
ebe agụmakwụkwọ | Mahadum nke Ȯra Lagos |
Ọmụmụ na ntolite Okocha bụchaa na Lagos, Naịjirịa. Ọ malitere ụlọ akwụkwọ ogo dị elu na Auchi Polytechnic ma mesịa gaa Lagos State University ebe ọ nwetara akara mmụta bachelo na Bankin na Finans wee nata asambodo nka ichụnta ego na Tony Elumelu Entrepreneurship Program, o nwekwara asambodo azụmaahịa na nka ịchụnta ego si mahadum dị na Northwest .
Site na mgbalị nwanyị isi mkpe bụ nne ya iji zuo ezinụlọ ya, ọ tọrọ ntọala Mamamoni, ụlọ ọrụ na-elekọta mmadụ nke na-ekwu okwu banyere mgbanwe obodo site n'inye ụmụ nwanyị nkwado ka ha nwee obere azụmahịa. O nwere oke mmasị banyere iwepu ụmụ nwanyị na ogbenye ma ulo ọrụ ya choro ịbelata nsogbu nke ịda ogbenye na Naijịrịa. Kemgbe afọ 2013, ọ metụtala ma nye nkwado ihe karịrị ụmụnwaanyị puku anọ na ọtụtụ ime obodo na obodo mepere emepe ma-nyefee ihe karịrị otu narị obere ego mbinye. . Tupu ọ malite ụlọ ọrụ ya, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchi anya ndị ahịa n'ụlọ ọbá ego mgbe ahụ bụ Intercontinental Bank nke bụ Access Bank plc ugbu a. Ọ gara n'ihu ịghọ onye isi nchịkwa na Novine Koncept Ventures tupu ịmalite Mamamoni. ụlọ ọrụ na-elekọta mmadụ nke na-ekwu okwu banyere mgbanwe obodo site n'inye ụmụ nwanyị nkwado ka ha nwee obere azụmahịa. O nwere oke mmasị banyere iwepu ụmụ nwanyị na ogbenye ma ulo ọrụ ya choro ịbelata nsogbu nke ịda ogbenye na Naijịrịa. Kemgbe afọ 2013, ọ metụtala ma nye nkwado ihe karịrị ụmụnwaanyị puku anọ na ọtụtụ ime obodo na obodo mepere emepe ma-nyefee ihe karịrị otu narị obere ego mbinye. . Tupu ọ malite ụlọ ọrụ ya, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchi anya ndị ahịa n'ụlọ ọbá ego mgbe ahụ bụ Intercontinental Bank nke bụ Access Bank plc ugbu a. Ọ gara n'ihu ịghọ onye isi nchịkwa na Novine Koncept Ventures tupu ịmalite Mamamoni.
This article uses material from the Wikipedia Ìgbò article Nkem Okocha, which is released under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 3.0 license ("CC BY-SA 3.0"); additional terms may apply (view authors). Ọdịnaya dị n'okpuru CC BY-SA 4.0 belụsọ na edere ya otú ọzọ. Images, videos and audio are available under their respective licenses.
®Wikipedia is a registered trademark of the Wiki Foundation, Inc. Wiki Ìgbò (DUHOCTRUNGQUOC.VN) is an independent company and has no affiliation with Wiki Foundation.