Kingsley Abasili: Omee ihe nkiri Naịjirịa na onye nkuzi

Kingsley Nkemjika Abasili bụ onye na-eme ihe nkiri na Naịjirịa.

Kingsley Abasili
Kingsley Abasili: Akụkọ ndụ, Ihe nkiri ọ gosiputara, Nkwenye
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereKingsley Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Jụn 1984 Dezie
Ebe ọmụmụMakurdi Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụlecturer, omee Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke ọdụ ụgbọ mmiri-harcourt, Ebonyi State University Faculty of Social Science Dezie
ogo mmụtaBachelor of Public Administration, Master of Science Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2019 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyahazel Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriUnroyal Dezie
Ọrụ ama amaUnroyal Dezie

A maara ya nke ọma dị ka Kingsley Abasili. A makwaara ya dị ka onye yiri onye na-eme ihe nkiri ochie bụ Pete Edochie . Ndị na-eme ihe nkiri abụọ a bụ ndị Anambra steeti mana ha abụghị ndị si ofu ezinụlọ.

Kingsley Abasili: Akụkọ ndụ, Ihe nkiri ọ gosiputara, Nkwenye
Pete Edochie na onye yiri ya aha ya bụ Kingsley Abasili

Akụkọ ndụ

Kingsley bụ onye na-eme ihe nkiri gosiputara na ihe nkiri ọtụtụ nke ihe nkiri Nollywood. Kingsley sitere obodo n'Igbo-Ukwu, dị n'okpuru ọchịchị Aguata nke Anambra Steeti na mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria. Amụrụ ya na Makurdi, Benue State, Nigeria. Kingsley Abasili na-eme ncheta ọmụmụ ya na Junu 30th, nke afọ ọ bụla.

Agụmagu akwụkwọ

Kingsley bụ onye na-eme ihe nkiri gosiputara na ihe nkiri ọtụtụ nke ihe nkiri Nollywood. O nwere nzere bachelọ na nchịkwa ọha, na mahadum Ebonyi State University, Abakaliki . Na March 25th, 2017 ọ kpọkọtara ya na ndị ọzọ ndị gụsịrị akwụkwọ na ngalaba nke Political na Adminstrative Studies- International Relations, (Master's Degree), ngalabaSocial Sciences, University of Port Harcourt, Rivers State .

Ọrụ

N'afọ 2019, kingsley dọtara ndị mgbasa ozi maka myirịta ya na onye na-eme ihe nkiri ochie bụ Pete Edochie . Abasili dị ka pete Edochie nke na-eto eto wee kpọọ ya Onye yiri Pete Edochie na-eme ihe nkiri nke ọma. N'ikpeazụ, Kingsley sonyeere ụlọ ọrụ ihe nkiri Nigeria n'otu afọ wee soro ndị na-eme ihe nkiri Nollywood dị ka Gentle Jack, Emmanuel Ehumadu a maara dị ka Labistar, na ndị ọzọ. N'afọ 2019, ọ pụtara na Try Me dị ka onye isi ụlọ akwụkwọ na Mark Angel's nkenkee nto ọchị yana Dominion Uche na ndị ọzọ.

Ihe nkiri ọ gosiputara

Ihe nkiri
Ụbọchị Aha Ụdị Ọrụ Ndi mere ihe nkiri ahọpụtara Nsidee
2020 Throne of Madness Ihe nkiri Ichie Odinaka
5G Network Ihe nkiri drama Derrick
Unroyal Ihe ọchị
Ihunanya
Okenye na Council
Behind the Chaplet Ihe nkiri Presido
2019 Try Me Ihe nkiri Youtube
Nkenke
Ihe ọchị
Onye isi ụlọ akwụkwọ
  • Dominion Uche
  • Mark Angel
2020 Anambra Through a Lens Ihe ngosi okwu Onye ọbịa

Nkwenye

Akpọrọ ya òkù na mmemme Akaraka dị ka ọbịa wee nye ya onyinye nkwanye ùgwù site n'aka Anambra Through a Lens, na 2020 ya na ndị ọzọ natara; Onye ukwu Odeakwụkwọ mgbasa nke Gọvanọ Anambra steeti, Sir James Eze na ndị ọzọ. Kọmishọna na-asọpụrụ maka ndị ntorobịa na akụnụba dijitalụ, Hon. Afam Mbanefo nyere ndị nwetara ihe nrite a.

Nsidee

 

Njikọ mpụga

  • Kingsley Abasili na IMDb

Tags:

Kingsley Abasili Akụkọ ndụKingsley Abasili Ihe nkiri ọ gosiputaraKingsley Abasili NkwenyeKingsley Abasili NsideeKingsley Abasili Njikọ mpụgaKingsley AbasiliPete Edochie

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Burna BoyAbaFasil AssefaNdepụta óménàlà NaịjirịaThe Long Run (ihe nkiri)Abraham LincolnJody WilliamsMamo SebsibeMérílạndEbun OniRinsola BabajideBukar Abba IbrahimDahiru Usman BauchiMadụ̀Önwa ishiíAdo BayeroỤloelu maka NwaSesan (video director)Abdullahi BayeroISO 3166-1Page mbuAkaọrụAsụsụ ndị MayaDisembaRegina DanielsFoodDrakeỌjà (ngwa egwu)ỌdụdọMulugeta WendimuWikipediaJena UmarEti-OsaSuper Bowl XXXLagos Bus Rapid Transit SystemOlabisi Alofe-KolawoleSchool Strike for ClimateAda EhiRainbow Warrior (egwuregwu vedio)Lateef AdedimejiObodoézè Nà OfúMmiriMoncef Ali-Mebarak (Actor and singer)Ȯra RiversOge anyanwụOwuwa Anyanwu Obodo BekeGNU Free Documentation LicenseAfrica United (ihe nkiri 2010)Adamu MaikoriEsemokwu obodo na NaịjirịaTalaat Moustafa GroupỤlọ akwụkwọJémanịXi Jinping16 DisembaLucas Sithole16 EprelUgwu ỌchaEmmanuel KuchaAnna BöesekenFederal Kọleji nke Mmụta Alvan IkokuShibrou RegassaAyoUrsula G. T. MüllerAkụ na ụba gburugburu ebe obibiTinuade SandaSimmyAbujaWikisource🡆 More