Mmiri

Water ma obu (Igbo: Mmiri) bu ihe a na'kpo na Igbo Mmiri.

mmiri
Mmiri
type of chemical entity
obere ụdị nkeoxide, dihydrogen chalcogenide Dezie
nwere ojijinuclear reactor coolant, hydroponics, refrigerant Dezie
nwere mmetụtaكان هذا وضحا منذ 20١6 Dezie
conjugate acidhydronium Dezie
conjugate basehydroxide ion Dezie
usoro kemịkalụH₂O Dezie
canonical SMILESO Dezie
nkeji ogetriple point, critical point Dezie
safety classification and labellingRegulation (EC) No. 1272/2008, NFPA 704: Standard System for the Identification of the Hazards of Materials for Emergency Response Dezie
found in taxonPhytelephas aequatorialis, Maclura pomifera, Homo sapiens Dezie
subject has rolenatural resource, primary metabolite Dezie
agwa Unicode💧, 🚰, 🚱 Dezie

N' ala igbo a'na eji kwa mmiri eme ihe ịche ịche. Inwere Ike nnu mmiri ma obu-kwa jiri ya shie nri. Ndị ìgbo na ejikwa mmírí asa cha ma banye abacha (cassava) maka ime pụta akpu ana eriri nya'na abacha mmiri.

Mmiri
mmiri

Mmiri na ọdịnana ndị ìgbo

Na oge gboo, na mpaghara ala igbo di iche iche, ebe obula enwere nnukwu mmiri a na-ahụ mmụọ mmiri nke  ana-efe maka ịnye nwa, ọganihu na ịkọ ugbo ma ọbu izu ahịa. Ọmụmaatụ bu Ogbuide na Ụgwuta (Oguta), Urashi, Ota mmírí  gbakwunyere Njaba nọkwa na Imo Steeti nya na Òrìmìlì, Omambala na Idemili dị na Anambra Steeti. N’ebe ụfọdụ na ala igbo, a na-awụsa mmiri n’ụkwụ nwanyị a na-alụ ọhụrụ ka ọ na-abanye n’ụlọ ọhụrụ ya. Nka'a na egosi nnabata nwanyi ahụ ka mbata ya ezi n'ụlọ ahụ bụrụ ije mmiri.

Ọnọdụ ịnweta mmiri na ndịda ọwụwa anyanwụ Nigeria n'oge ugbu a

Enwere ndị ọchịchị nchịkwa Osimiri (River Basin Authorities) Iri na otu dị na Nigeria. Emepụtara ha ka mee ka mmiri dị maka oru ugbo na ihe ndị ọzọ.Otu n’ime ha bụ Anambra - Imo River Basin Development Authority. Ọtụtụ obodo na ndịda ọwụwa anyanwụ (South East) Nigeria na-enwe ụkọ mmiri dị ọcha. Enwere ọtụtụ ihe kpatara na enweghị mmiri dị ọcha n’obodo mepere emepe na n’ime ime obodo na ndịda ọwụwa anyanwụ Nigeria.

Abọ foto

Mmiri 
mmiri okwute

Okwu mmalite

Ókwú "parts":[{"template":{"target":{"wt":"gloss","href":"./Template:Gloss"},"params":{"1":{"wt":"water"}},"i":0}}]}' data-ve-no-generated-contents="true" id="mwuw" typeof="mw:Transclusion">'"parts":[{"template":{"target":{"wt":"lang","href":"./Template:Lang"},"params":{"1":{"wt":"gem-x-proto"},"2":{"wt":"*watar"}},"i":0}}]}' data-ve-no-generated-contents="true" id="mwnw" title="Proto-German-language text" typeof="mw:Transclusion">*watar' sitere na Old English wæter, site na Proto-German *watar (isi iyi nke Old Saxon watar, Old Frisian wetir, Dutch water, Old High German wazzar, German Wasser, vatn, Gothic (wato), site na Proto -Indo-European *wod-or, ụdị mgbọrọgwụ *wed- ('mmiri'; 'mmiri').

Tags:

Mmiri na ọdịnana ndị ìgboMmiri Ọnọdụ ịnweta mmiri na ndịda ọwụwa anyanwụ Nigeria noge ugbu aMmiri Abọ fotoMmiri Okwu mmaliteMmiriIgbo

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Liel AbadaAbacha (food)Asụsụ YorubaUsoro ide iheNdiaNdị Ascott nwụrụ n'ihi okwukwe haGMohammed JamalDimeji BankoleEnvironmental degradationWushu (sport)Gedion NyanhongoIndia12 JulaịỌgụ̀ ǹkè AlbueraWSylvanus NgeleDominika LasotaOlu JacobsSeyi ShayMmiriEgwuregwu Live 8 na RomeNwannaBelarusIri Ji ọhụrụ ndi IgboKánadaHAkaLotfy LabibBlessing NsiegbeMarie-Laure RyanSouth AfricaȮra KogiAdebayo Rafiu IbrahimÓjiPidgin NaịjirịaNgosipụta n'isiFNdepụta atụmatụ mgbanwe ihu igweAkShallipopiAHMED ABDUL NINGIȮra BornoNtọala Ntụkwasị Obi15 MeeMitzi Jonelle TanHauwa MainaFrederick LugardKen NwadiogbuMercy ChinwoÖnwa asaa atọ 29Central African RepublicDora Akunyili5 (disambiguation)Nọmba njirimara a na-agbanwe agbanweRufaida Umar IbrahimNonso DiobiATJémanịJoyRwandaMalaysiaWitchcraft in GhanaMaryam YahayaThe PunchJohann Sebastian Bach🡆 More