Yellow Thing

The Yellow Thing bụ ụgbọ mmiri na-ese n'elu mmiri nke nwere okpukpu abụọ (dịka catamaran), nke ndi Greenpeace na-eji eme ihe iji nwalee ihe mkpofu mmiri.

Ka ọ na-erule afọ 2006, ebumnuche ya bụ iji ya mee ihe dịka ihe na-adọkpụ maka ihe nlele plastik n'ebe ndị dịka Oké Osimiri Mediterenian ya na North Pacific Gyre. Ọ bụghị nke onwe ya, kama a na-adọkpụ ya site na ụgbọ mmiri (dịka nke 3-2006, a na-eji ya n’ime MV Esperanza). A na-ewerekwa ya dịka ihe kwụsiri ike dịka ụgbọ mmiri.

Edensibia

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Ceridwen DoveyKanadaSuper Bowl XXXAlabamaLytaKemi AdetibaAin't I a Woman?Samia Suluhu HassanQJisọs KraịstJapanNollywoodIjipùtù ỌkpụNdị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba NaịjirịaGhanaVermontPublic domainAdamawaMAWushu (sport)NewsTunisiaPoonam PandeyNovembaNka na Uzu24 DisembaSayyidAsụsụ BekeeWendy LawalDWilliam Sidney PittmanỌjà (ngwa egwu)Dounia BatmaNonso BasseyEniola AlukoOhanaeze NdigboChizzy AlichiSalam AtilolaApaBelgiumMarlon BrandoOkparaDon TateXXXTentacionMuhammadBrown titiMediaWikiEgwuregwu ụmụakaAsakeMargaret Joan RobertsAsụ̀sụ̀ ÌgbòLilian WolfeCaliforniaRukky SandaMeninjaịtisJohann Sebastian BachȮra AbiaSokotoDaylight saving timeOskàpà11 Eprel🡆 More