Ulo uka bụ ebe Ndị Kraịst na-efe Chineke ha ofufe.
obere ụdị nke | religious building, temple, structure of worship, venue |
---|---|
ihu nke | sacred architecture |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst, Evangelicalism, Eastern Orthodox Church, Coptic Orthodox Church |
ihe omume dị ịrịba ama | church dedication |
gosiputara ya | scale model of church |
ndị ji ya eme ihe | church congregation |
agwa Unicode | ⛪ |
category for eponymous categories | Category:Wikipedia categories named after churches |
Atiya maka ele ihe anya | Category:Views of churches |
Na mbụ, ha na-efe Chineke ha ofufe n'ebe ọ bụla masịrị ha, ruo mgbe ha malitere iwu Ụka. Aha ha ji a mata ulo uka wo gbasaa wo: ndi Islam na kpo ulo uka wo mosque, ndi Jew a kpo nke ha, synagogue. Dika ndena, ndi ekpere chi Jesus - ndi Christians - nwere aha ha ji a mata ulo uka wo.
Aha ha na kpo ya nwere ike bu church, ma temple, m'obu chapel, ma otu nde Catholic ma ndi Orthodox na kpo nke wo: cathedral.
This article uses material from the Wikipedia Ìgbò article Ulo uka, which is released under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 3.0 license ("CC BY-SA 3.0"); additional terms may apply (view authors). Ọdịnaya dị n'okpuru CC BY-SA 4.0 belụsọ na edere ya otú ọzọ. Images, videos and audio are available under their respective licenses.
®Wikipedia is a registered trademark of the Wiki Foundation, Inc. Wiki Ìgbò (DUHOCTRUNGQUOC.VN) is an independent company and has no affiliation with Wiki Foundation.