Oshodi-Isolo

Oshodi-Isolo (Yoruba) bụ mpaghara gọọmentị ime obodo (LGA) n'ime Lagos Steeti.

Oshodi-Isolo
local government area of Nigeria
Akụkụ nkeSouthwest Nigeria Dezie
aha gọọmentiOshodi-isolo Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ,  Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereChairman of Oshodi-Isolo local government Dezie
Executive òtùsupervisory councillors of Oshodi-Isolo local government Dezie
òtù omebe iwuOshodi-Isolo legislative council Dezie
Asụsụ ọ na-asụAsụsụ Yoruba Dezie
Koodu ọkpụkpọ obodo+234 Dezie

Ọ bụ Gọvanọ nke abụọ nke Lagos Steeti, Alhaji Lateef Kayode Jakande, onye a makwaara dị ka 'Baba Kekere' guzobere ya na onye isi oche mbụ nke Gọọmentị Obodo bụ Sir Isaac Ademolu Banjoko. LGA bụ akụkụ nke Ikeja Division nke Lagos Steeti, Naijiria. Na ọnụ ọgụgụ mmadụ nke afọ 2006, ọ nwere mmadụ 621,509, na mpaghara nke square kilomita iri ano na-ise. Hon. KEHINDE OLOYEDE ALMAROOF, a họpụtara ya maka oge mbụ n'ọchịchị n'August 1, 2021 , dị ka Onye isi oche.

  1. Oshodi/Bolade
  2. Orile Oshodi
  3. Mafoluku
  4. Shogunle
  5. Shogunle/Alasia
  6. Isolo
  7. Ala Ajao
  8. Ilasamaja
  9. Okota
  10. Ishagatedo
  11. Oke-Afa/Ejigbo

Onye isi oche mbụ nke Isolo LCDA bụ Mrs. Mary Modupeola Fafowora-Oseghale onye jere ozi ugboro abụọ n'ọchịchị nakwa dị ka onye isi odeakwụkwọ n'etiti afọ 2004 na 2011.

Shokunle Hakeem (APC) na-anọchite anya ya na Ụlọ Nzukọ nke steeti Lagos maka Oshodi / Isolo I na Emeka Odimogu Oshodi (APC)) maka Isolo II.

N'ụlọ ndị nnọchiteanya, Dawodu Bashiru na Ganiyu Abiodun Johnson abụọ nke APC na-anọchite anya Oshodi-Isolo I na Oshodi - Isolo II n'otu n'otu.

Tags:

Ȯra Lagos

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

KanoSouth AfricaElvania NimbonaIris planifoliaThe PunchDon TateJewNigerTogoBotswana25 NovembaFranceBasma HassanBob MarleyAsụsụ FrenchMarlon BrandoHyphaene thebaicaLiberiaMpaghara ọchịchị Ugwu NasarawaOlufunmilayo Aduni OlayinkaLithuniaAbujaCameroonAppleChinaOdida Anyanwu VégíníyàAteleia salicifoliaDutseAbụoNú JezịBelgiumUIhu mbụYouth unemployment27 SeptembaAlbaniaNnewiYusuf GrilloNina Py BrozovichNgozi Okonjo IwealaMustapha LaribiReggie YatesAbbasid CaliphateMoldovaC2001PBonang MathebaWikiquoteMaryam TouzaniCeridwen DoveyIntanetNdepụta nkàSOMediaWikiYvonne NelsonDemocratic Republic of the CongoABAma Ukwu VatikanFaouzi BensaïdiDestiny EtikoFamoudou KonatéLannea edulisUwe22 SeptembaObodoézè Nà OfúEniola AlukoZainab🡆 More