Jibrin Ndajiwo

Jibrin Ndatsu Ndajiwo (A mụrụ n'abalị iri abụọ na itoolu nke ọnwa Maachị afọ 1948 – ọ nwụọ n'abalị iri n'otu nke ọnwa Ọgọst nke afọ 2020) bụ onye nkuzi na ọka iwu nke rụrụ ọrụ dịka Onye ọka ikpe nke Niger steeti site n'afọ 1991 ruo ezumike nka n'afọ 2013, ọ nwekwara aha otutu ọdịnala Magajin Garin Nupe ruo mgbe ọ nwụrụ.

Jibrin Ndajiwo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereJibrin Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Maachị 1948 Dezie
Ebe ọmụmụLavun Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya11 Ọgọọst 2020 Dezie
Ebe ọ nwụrụDoko Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye òká ikpe Dezie
Ọkwá o jichief judge Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Ahmadu Bello Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1991 Dezie

Fati Lami Abubakar nọchiri ya dịka onye nnọchiteanya ọka ikpe.

Ndabere

A mụrụ Ndajiwo n'obodo Doko nke Lavun, Niger Steeti . Ọ malitere mbido agụmakwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ praịmarị Doko nke obodo ya site n'afọ 1956 ruo afọ 1959 wee kwaga Bida n'afọ 1960 ịga Ụlọakwụkwọ Praịmarị Agadi Nke Ndayako ruo afọ 1962. Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị site n'afọ 1963 ruo afọ 1969 na kọleji Gọọmenti Bida n'afọ 1970 ruo afọ 1973 ọ gụchara akwụkwọ na mahadum Ahmadu Bello . Ọ gara ụlọ akwụkwọ Iwu Naịjirịa site na 1973 ruo 1974 wee gaa mahadum QMC, London site na afọ 1979 ruo afọ 1980. Ọ gara mahadum Lagos maka agụmakwụkwọ nke Ụlọakwụkwọ iwu dị elu n'afọ 1981.

Ọrụ

Ọ malitere dịka onye nkuzi na kọleji ndị nkuzi ụmụ nwanyị, Minna n'afọ 1970 ruo afọ 1973 ebe a kpọgara ya na Ụlọikpe Mpaghara dị ka onye nyocha, onye ndụmọdụ steeti n'afọ 1974. Ọ mechara bụrụ onye nnọchiteanya onye ọkaikpe ukwu n'afọ 1977 wee bụrụ Onye ọka ikpe n'afọ 1979. N'afọ 1980, a họpụtara ya dịka onye isi na -edeba aha nke Ụlọikpe dị Elu nke dị na Minna mgbe ahụ bụ afọ 1983 Ọ kwagara Mịnịstrị Ụlọikpe nke Niger Steeti dịka onye ọkaiwu izugbe na onye ode akwụkwọ n'adigide n'afọ 1985. Ọ bụ onye otu na Amiral Hajj n'oge ọchịchị abụọ. Ọ mechara bụrụ onye isi ọkaikpe nke ụlọ ikpe ukwu nke Niger steeti nke a họpụtara ya n'ọnwa Disemba afọ 1991 ruo Maachị afọ 2013 ka O jere ozi afọ iri abụọ na abụọ.

Ọ jekwara ozi dị ka onye isi oche Ụlọ ọrụ njem na njem ala nsọ nke Niger Steeti site n'afọ 2013 ruo ọnwụ.

Ọkwa ọchịchị o jidere

Ndajiwo jidere ọkwa dị iche iche na steeti na gọọmentị etiti nke gụnyere:

  • Onye isi oche kọmiti ọrụ ikpe na steeti Niger steeti
  • Odeakwụkwọ nke Mịnịstrị ikpe ziri ezi (1977) na ndụmọdụ steeti (1977)
  • Onye isi ndeba aha nke Ụlọ ikpe dị elu Niger steeti (site n'afọ 1980 ruo afọ 1985)
  • Onye isi oche, Kọmitii steeti Niger maka njikwa agụmakwụkwọ (1984)
  • Onye isi oche, Kọmitii Niger Steeti na Ọrụ nke Bọọdụ Ndị Ọrụ Nlekọta Ndị njem ala nsọ (1984)
  • Onye isi oche nke ụlọ ikpe mkpegharị ntuliaka Niger Steeti
  • Onye otu, Bọọdụ ndị gọvanọ Kọleji Ọrụ ugbo Niger Steeti, Mokwa (1985)
  • Onye otu, Kọmitii Ala na oke ala Niger Steeti (1985)
  • Onye otu, Kọmitii Ike Ebere nke steeti Niger (1982-1985)
  • Onye otu, Ahụ nke ndị nchekwa
  • Onye otu, Nzukọ ndị ọkà ikpe mba na Naịjirịa
  • Onye isi oche, Kọmitii ikpe steeti Niger (1991)

Nkọwapụta

  • Akara ukwu nke onye ọka ikpe: akwụkwọ nsọpụrụ nke ịbụ onye nwe ya Onye isi ọka ikpe nke steeti Niger Hon. Justice Jibrin Ndatsu Ndajiwo OFR ACI Arb . ed Dr. Shehu Abdullahi Zuru, osote onye isi ngalaba iwu, Mahadum Abuja . J N. Ndajiwo, S.A Zuru. Abuja, Naịjirịa , Chartered Graphic Press, 2013.  ,  .

Ndụ onwe

Ọ lụrụ Aishetu Aliyu Lemu na 1974 wee mụọ ụmụ nwoke abụọ, ụmụ nwanyị abụọ.

Ebensidee

 

Njikọ mpụga

Tags:

Jibrin Ndajiwo NdabereJibrin Ndajiwo ỌrụJibrin Ndajiwo NkọwapụtaJibrin Ndajiwo Ndụ onweJibrin Ndajiwo EbensideeJibrin Ndajiwo Njikọ mpụgaJibrin NdajiwoȮra Niger

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

FebruaryMmanya nkwụBimbo ManuelABBAAsụsụ RiffAustriaJapanTigrinya languageObodo BékèMaryam YahayaAsụsụ KurmaliBright SodjeGreta ThunbergWikipidiaArgentinaFTSE SmallCap IndexMarley MarlAliyu1957Nigerian ArmyAnambra Steeti2 ỌgọọstSamuel FirewuSomalilandz2me2South AfricaǸzùZimbabweDivine NdhlukulaArochukwuNkeji Ochíchííwu KanoAnimalAsụ̀sụ̀ ÌgbòTafese SebokaSandor Páll3 ỌktobaEquatorial GuineaNzukọ Mba Nile Banyere Ọnụ Ọgụgụ na MmepeMusaChinaJudaismVincent van GoghJisọs KraịstLateef AdedimejiRachael OkonkwoAsụsụ InglishGenevieve NnajiKidwelly sex cultNdetu obodo29 Septemba11 MeeNọmba njirimara a na-agbanwe agbanweFarida Jalal (Nijiria na-eme ihe nkiri)Kọleji nke Mmụta Ȯra KadunaJudith KanayoEthiopiaGodLagosXXYYXXỌrụ AkaEgyptNorth DakotaNigerOge elekere katidral ComayaguaỌdachi DoñanaFederal Kọleji nke Mmụta Alvan IkokuJenụwarịWiktionaryBende4 Novemba🡆 More