Jessica Thomas

 

Jessica Thomas
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịOstraliya Dezie
Aha enyereJessica Dezie
aha ezinụlọ yaThomas Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Julaị 1984 Dezie
Ebe ọmụmụMitcham Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụnetballer Dezie
ụdị egwuregwunetball Dezie

Jessica Standfield (Thomas) (amụrụ na ubochi 21 Julaị n’afo 1984 na obodo Mitcham, Australia) bụ onye Australia na-egwu egwu netball. Ebe ọ tolitere n'obodo ya bụ Drouin, West Gippsland, a gbakwunyere ya na ndị otu Melbourne Phoenix n'etiti 2005 Commonwealth Bank Trophy, dị ka onye nọchiri Kara Richards onye ga-ahapụ n'ihi nsogbu ụlọ akwụkwọ na njem. Ọ gara n'ihu na Phoenix n'oge 2005 na 2006. Nwanne Jess Thomas, Dale Thomas bụ onye Australia na-agba bọọlụ maka otu Australian Football League bụ Collingwood . na-egwuri egwu maka nchebe goolu nke ndi Obodo Phoenix, onye na-edebe goolu maọbụ nchebe nku.

Thomas gbara bọọlụ maka Gippsland Storm n'afọ 2007, na ngalaba Championship nke asọmpi Victorian State League dịka onye na-agba goolu.

Edensibia

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Igbo calendarRema (musician)Lagos Games Festival5 NovembaỌjà (ngwa egwu)Chidozie AwaziemIwu Ndị Agha Nzọpụta 1980Asụsụ HausaFaisal AlamKọleji nke Mmụta Ȯra KadunaJamilah Tangaza4 DisembaN'aka nri abalịOnikan StadiumFootballOpeVanessa GermanNje ọrịa EbolaAdeIlu igbo11 MeeAdekunle GoldPhone SwapỌrụ AkaÀlàThe Incredible Hulk (1996 TV series)Germany KentEAbdullahi Garba AminchiTewodros ShiferawYvonne ClarkAKAKPỌTGor (ihe nkiri)Tele IkuruZlatan (musician)New York CityTsegaye MekonnenAmbesse TolosaLove Faces (ihe nkiri)Judith KanayoNdepụta nkàOmosFavela Santa MartaDan MusaFishTimini EgbusonNdi YorubaOgologo Cecil10 JenụwarịSol PicóKiki MordiMgbakwunyeFyodor DostoevskyMbara igwe radieshon1999 Nhọrọ Senate nke Naijiria na Zamfara SteetiGeographic coordinate systemMalaysiaATAbujaSunkanmi Omobolanle🡆 More