Akwuba Charles Ugochukwu (amụrụ ya na Nọvamba 4, 1989), nke a na-akpọ DJ Coublon, bụ onye mmepụta ndekọ egwu na onye ndozi ụda egwu olu Anaara ịa dika onye na-ụteputndị ndi egwu ama, ama egwu na-ụda udụ ọ'ọrụ oru egwị Naịjiriị ndiụ egwu Nigeria, gụnyere Kiss Daniel, Iyanya, Yemi Alade, Tekno Miles Seyi PatoranaaShay, n'titi ndị ọzọ.
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha enyere | Charles |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Novemba 1989 |
Ebe ọmụmụ | Onịchạ |
Ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, Njinịa ụda egwu |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 |
A mụrụ ya na Nọvemba 4, 1989, ọ malitere ịnwe mmasị n’egwú mgbe ọ dị afọ asaa. Ọ bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Physics na Electronics na Mahadum Veritas na Abuja, Naịjirịa . DJ Coublon malitere ọrụ egwu ya na Onịcha, Anambra Steeti, Ndịda ọwụwa anyanwụ Naịjirịa. Na 2013 ọ kwagara Legọọsụ ebe ọ zutere ndị ọzọ na-eti egwu dịka Iyanya na Kiss Daniel . Ebinyere ya aka na Made Men Music Group n'etiti Septemba 2014 rue 2016.
Afọ | Ọnwa | Onye Egwu | Egwu | Album |
---|---|---|---|---|
2013 | Oktoba | Iyanya | Le Kwa Ukwu | Le Kwa Ukwu - Single |
2014 | ||||
Machị | DIL | Pretty Girls ft. Iyanya | Pretty Girls - Single | |
Epurel | MMMG | Yudala ft. Iyanya, Tekno, Selebobo, Baci & Mystro | Yudala - Single | |
Mee | Kiss Daniel | Laye | Laye - Single | |
Mee | MMMG | Dreaming ft Iyanya naEmma Nyra | The Evolution | |
Mee | Tuti | Aunty Bukky | Aunty Bukky - Single | |
Ọgụstụ | Iyanya | Story Story ft. Oritse Femi | Story Story - Single | |
Ọgụstụ | B-Red | Iwotago ft Phyno | Iwotago - Single | |
Sept | Kiss Daniel | Woju | Woju - Single | |
Sept | Ric Hassani | Double Double | Double Double - Single | |
2015 | ||||
Feb | Axterix | Opeke | Opeke - Single | |
Feb | Sunny Mackson | Oh Baby ft Mc Galaxy | Oh Baby - Single | |
Machị | T Spize | I Miss You | I Miss You - Single | |
Machị | Lardy'D | Packaging ft. Reminisce | Packaging - Single | |
Juunu | Skoolboi | Ezigbonwa | Ezigbonwa - Single | |
Sept | Iyanya | Applaudise | Applaudise (Bonus Track Version) | |
Mama | ||||
Macoma ft. Efya x Sarkodie | ||||
Again ft. Seyi Shey | ||||
Mogbe ft. Patoranking | ||||
"Yoga ft. Victoria Kimani" | ||||
Tekno Miles | "Duro" | Duro - Single | ||
"Duro Remix" | Duro (Remix) - Single | |||
"Wash" | Wash - Single | |||
Feb | Kiss Daniel | Woju (Ngụgharị) [ft. Davido & Tiwa Savage] | Woju (Remix) [feat. Davido & Tiwa Savage] - Single | |
MC Galaxy | "Hello" | Hello - Single | ||
Patoranking | "My Woman My Everything" | My Woman My Everything - Single | ||
Kiss Daniel | "Woju (Ngụgharị) ft. Davido, Tiwa Savage" | Woju (Remix) | ||
2016 | Kiss Daniel | "Napo ft. Sugarboy" | New Era | |
"Good Time" | ||||
"Laye" | ||||
"Are You Alright?" | ||||
"Alone" | ||||
"Duro" | ||||
"Nothing Dey" | ||||
Yemi Alade | "Baby's Back" | Mama Africa | ||
"Ferrari" | ||||
Emma Nyra | "Once Chance" | Love Versus Money, Vol 1 | ||
"Sakarin" ft. Dammy Krane | ||||
"For My Matter" ft. Patoranking | ||||
"For My Matter" ft. Banky W | ||||
Premium Music ft. Iyanya, Yemi Alade, Tekno Miles, Olamide and Selebobo | "Mama Oyoyo" | Mama Oyoyo - Single | ||
2017 | Sugarboy | "Dada Omo" | Dada Omo - Single | |
Seyi Shay | "Yolo Yolo" | Yolo Yolo - Single | ||
Yemi Alade | "Knack Am" | Knack Am - Single | ||
Dj Coublon | "My Way ft Iyanya" | My Way - Single | ||
Dj Coublon | "Shokotoyokoto ft Klem" | Shokotoyokoto - Single | ||
2018 | Yemi Alade | "Oh My Gosh" | Oh My Gosh - Single | |
2019 | Yemi Alade | "Oh My Gosh remix ft Rick Ross" | Woman of Steel | |
"Shekere" | ||||
2020 | Fiokee | "Ósan X Teni (oti egwu) X DJ Coublon | Osan - Single | |
Dj Coublon | ''Holla Me ft Klem" | Holla Me - Single | ||
Afọ | Emume onyinye | Nrite | Onye nnata | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|---|
2015 | Onyinye Ntụrụndụ 2015 Nigeria | Onye na-emeputa egwu nke Afọ | Ya onwe ya |style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara | ||
2016 | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara | ||||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara | |||||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara | |||||
Ihe onyinye BEATZ | Onye Nchọpụta Ọhụrụ|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara | ||||
Ihe onyinye BEATZ 2.0 | Onye nrụpụta kacha mma|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig no table-no2"|Ahọpụtara | ||||
Onye na emeputa Afro Beat 2016|style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie | |||||
2017 | Onyinye Egwu Africa niile (AFRIMA) 2017 | Onye Mmepụta nke Afọ | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="duhoc-ig yes table-yes2"|Merie |
This article uses material from the Wikipedia Ìgbò article DJ Coublon, which is released under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 3.0 license ("CC BY-SA 3.0"); additional terms may apply (view authors). Ọdịnaya dị n'okpuru CC BY-SA 4.0 belụsọ na edere ya otú ọzọ. Images, videos and audio are available under their respective licenses.
®Wikipedia is a registered trademark of the Wiki Foundation, Inc. Wiki Ìgbò (DUHOCTRUNGQUOC.VN) is an independent company and has no affiliation with Wiki Foundation.