Jagun Jagun

 

Jagun Jagun (Onye Agha) bụ ihe nkiri Yoruba nke Netflix nke 2023 nke Femi Adebayo Salami na Euphoria360 Media mepụtara. Ọ bụ Adebayo Tijani na Tope Adebayo Salami duziri ya. Ndị soro me ihe nkiri a bụ Femi Adebayo, Adedimeji Lateef, Bimbo Ademoye, Faithia Balogun, Maazị Macaroni, Bukunmi Oluwasina, Ibrahim Yekini na Muyiwa Ademola. E buputere ya na ihe nkiri Netflix na 10 August 2023.

Nkowa

Jagun Jagun na-akọ akụkọ banyere onye agha, Ogundiji onye malitere ị nwe ụjọ na ikike nke onye agha na-eto eto, Gbotija onye ebumnuche ya bụ ịgbu onye gburu nna ya. Ogundiji a bụrụla onye ọchịchị aka ike nke n'eji ike anapụta ala n'aka ndị nwere ha nyefe ndị ọchịchị ndị ọjọọ. N'oge na-adịghị anya ọ bido tụwa egwu site na mbata nke nwa okorobịa agha, Gbotija.

Ndị mere ihe nkiri

Mmepụta na ntọhapụ

E mere Jagun Jagun ihe nkiri ihe karịrị otu ọnwa na ala ndị ofe mmanụ, ndị akpọrọ ndị Yoruba n'ala Naịjirịa . Onye na-eme ihe nkiri Bukunmi Oluwasina kpughere na Femi Adebayo Salami họọrọ ya maka ọrụ ya na ihe nkiri ahụ otu afọ tupu mmepụta amalite. O toro mmepụta nke ihe nkiri ahụ, na-akọwa ọrụ ahụ dị ka "ọrụ dị ịrịba ama".

Femi Adebayo bụ onye nke mepụtara Eze nke Ndị Ozu ohi, kwuru na nrọ Jagun Jagun bụ ịgafe ọrụ ọma nke ihe ndị Eze nke Ndị Ezu ohi depụtara.

N'abalị iri n'ọnwa Ọgọstụ, na afọ 2023, a buputere Jagun Jagun na Netflix ka a mara ya nke ọma. N'ime awa iri anọ na asatọ nke nbupute ya, ọ malitere n'eje eje na United Kingdom na mba iri na asaa ndị ọzọ. O nwetara 2,100,000 nlele n'ime ụbọchị atọ mbụ ya, na 3,700,000 nlele site na iri abụọ nke Ọgọstụ, 2023, na-eme ka ọ bụrụ otu n'ime ihe nkiri iri kachasị anya na-abụghị ihe nkiri Bekee n'ụwa niile n'oge ahụ.

Ebe m si de

Njikọ mpụga

Jagun Jagun na IMDb

Tags:

Jagun Jagun NkowaJagun Jagun Ndị mere ihe nkiriJagun Jagun Mmepụta na ntọhapụJagun Jagun Ebe m si deJagun Jagun Njikọ mpụgaJagun Jagun

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Funlola Aofiyebi-RaimiSpainNigerian Civil WarElizabeth IIChekiaÀgwàNdetu obodoAcanthus mollisMichael TolaydoBetty BlaytonAll Bengal Women's UnionOmenalaSamia Suluhu HassanNigeriaTiwa SavageIsraelAbia StateJalingoPalms Shopping MallCaliforniaEddie DrennonLebanonSokoto StateKKazakhstanRemaNasty CDecolonise the Internet ( Nigeria/Igbo Wikipedia)Anambra StateAndres MarreroOnQuantum mechanicsNamibiaMr MacaroniApple Inc.All Progressives CongressVermontWendy LawalAdekunle GoldAnansiAyoShafy BelloDJ NeptuneÀláskàIcelandAdo EkitiOshimiri OrimiriAlpha BlondyIke na-adịgide adịgideGoodluck JonathanFamoudou KonatéHausa–Gwandara languagesOrchidNdi HausaZakiLilian WolfeAkaEgyptBlanche BaillyBrandyIdris Elba12 MeeAsụsụ HausaSwedenNaijiriaNkeji Ochíchííwu KanoPlagiarismAishatu Dahiru AhmedJessica Simpson🡆 More