Cristián Barros

Cristián Barros Melet (amụrụ n'abalị itoolu n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1952) bụ onye nnọchi anya mba Chile na United Nations na New York kemgbe ụbọchị iri na isii n'ọnwarị n'afọ 2014 ruo 2018.

Ọ rụkwara ọrụ dị ka onye nnọchi anya India (2010-14), Ịtali (2008-10), Peru (2006-08), United Kingdom (2000-02) na Denmark (1993-96). Ọ rụkwara ọrụ dị ka osote odeakwụkwọ maka ihe gbasara mba ọzọ (2002-06) na gọọmentị Ricardo Lagos.

Cristián Barros
Permanent Representative of Chile to the United Nations
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Appointed byMichelle Bachelet
Preceded byOctavio Errázuriz Guilisasti
Succeeded byMilenko Skoknic Tapia
Cristián Barros
Cristián Barros
Cristián Barros
Cristián Barros

Akụkọ ndụ

A mụrụ ya na Santiago de Chile, Barros gụrụ akwụkwọ na Saint Gabriel's School. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum nke Chile na Santiago, Barros gakwara Andrés Bello Diplomatic Academy na 1973. N'afọ 1974, ọ banyere na Foreign Service Consular Directorate. Site na 1978 ọ rụrụ ọrụ na Ọfịs Nchịkwa nke Ministry of Foreign Affairs ruo 1979. N'afọ 1979, ọ rụrụ ọrụ nnọchiteanya mbụ ya dị ka osote onye nnọchi anya na Mendoza, Argentina. N'afọ 1980, e zigara ya dị ka onye nnọchi anya na Bariloche, Argentina. N'agbata afọ 1983 na 1985 ọ rụrụ ọrụ na American Division nke Department of Bilateral Policy. N'afọ 1985, a họpụtara ya ka ọ bụrụ Consul-General nke Chile na Chicago, United States ruo n'afọ 1988. Site na 1989 ruo 1990 ọ bụ odeakwụkwọ mbụ na Embassy nke Chile na Canada, mgbe ọ ghọrọ Chief of Staff na Director General of Foreign Policy.

N'afọ 1991, a họpụtara ya dị ka onye isi ndị ọrụ ma n'etiti afọ 1992 na 1993 ọ rụrụ ọrụ dị ka onye ọrụ nchịkwa nke Ministry. N'afọ 1993, a họpụtara ya dị ka onye nnọchi anya na Denmark, na eje ozi ruo n'afọ 1996. Site na 1996 ruo 1998 ọ bụ onye isi nchịkwa nke Ministry ma site na 1998 ruo 1999 ọ ghọrọ onye isi nchịk nke Foreign Policy. Site na 2000 ruo 2002 ọ bụ onye nnọchi anya na United Kingdom, na ikikere na Ireland. N'afọ 2002, onye isi ala Ricardo Lagos họpụtara ya dị ka osote odeakwụkwọ na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi, na eje ozi ruo n'afọ 2006. Site na 2006 ruo 2008 ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchi anya na Peru ma site na 2008 ruo 2010 ọ bụ onye nnọchianya na Ịtali, na ikikere na Malta. Mgbe ọ nọ n'Ịtali, ọ nọdụrụ dị ka onye nnọchi anya Chile na Food and Agriculture Organization. N'afọ 2010, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchi anya India, na ikike na Sri Lanka, Bangladesh na Nepal. N'afọ 2014, a họpụtara Barros ka ọ nọchie Octavio Errázuriz dị ka onye nnọchi anya Chile na United Nations ma nye odeakwụkwọ ukwu Ban Ki-moon asambodo ya na 16 Eprel 2014. Barros bụ onye isi oche nke United Nations Security Council na Jenụwarị 2015.

Nsọpụrụ

  • 1993: Grand Cross nke Order of Merit nke Portugal.Cristián Barros 
  • 1996: Grand Cross nke Order of the Dannebrog (Denmark).Cristián Barros 
  • 1998: Grand Cross nke Order of May (Argentina).Cristián Barros 
  • 1999: Grand Cross nke National Order of Merit (Brazil).Cristián Barros 
  • 1999: Grand Cross nke Order of the Sun nke Peru.Cristián Barros 
  • 2003: Knight Grand Cross nke Order of Orange-Nassau (Netherlands).Cristián Barros 
  • 2004: Knight Grand Cross nke Order of Isabella the Catholic (Spain).Cristián Barros 
  • 2004: Grand Cross nke Order of the Liberator General San Martin (Argentina).Cristián Barros 
  • 2004: Nnukwu Onye isi nke Order of Ouissam Alaouite (Morocco).Cristián Barros 
  • 2005: Onye otu (1st Class) nke Order of Service Merit (Korea)Cristián Barros 
  • 2006: Grand Cross nke Order of Vasco Núñez de Balboa (Panama).Cristián Barros 

Njikọ mpụga

  • Appearances on C-SPAN

Ihe odide

 

Tags:

Cristián Barros Akụkọ ndụCristián Barros NsọpụrụCristián Barros Njikọ mpụgaCristián Barros Ihe odideCristián BarrosChile

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

ŃkúPatorankingMiss Earth NigeriaIsi edemede ọrịa ozuru ụwa ọ2003 Nhọrọ Senate nke Naijiria na Kwara SteetiTurkéyMartha KoomeCaliforniaPage mbuÀlàSadio ManéABBusa language (Mande)Climate Crisis Advisory GroupBumi ThomasUsoro AntikytheraDavidoMaliJALarry SangerEgwuregwu OlympicOkokomaikoSarah Margru KinsonTiwa SavageLa LigaIhe mkpofu eletrọnikiVideo games in GhanaMobolanle Ebunoluwa Sotunsa20 SeptembaFootbọlGame of ThronesOxlade (singer)XXXTentacionEgwu AgbachaekurunwaIntanetWorld War IIRahama SadauWikiShatta WaleCecilia FrancisWikibooksISBNSesan (video director)Zlatan (musician)Sol PicóGSwallow (film 2021)NewsIhe nrite maka Ọrụ OgologoSelena GomezAkumaa Mama ZimbiRichard Matthews (onye na-eme ihe nkiri)RDauramaUmaru Sanda NdayakoDonald TrumpMuhammad al-Mahdi al-MajdhubVégíníyàÖnwa ishiíỌgụgụ isiChristine Devine🡆 More