Nigeria Capital Airlines

Capital Airlines bụ ụlọ ọrụ ụgbọ elu nwere isi na Lagos, Naịjirịa, nke na-arụ ọrụ ụgbọ elu a haziri ahazi na nke na-ebu ịbụ n'ime mba Naịjịrịa site na ịsị ụlọọrụ ya dị na Murtala Muhammed International Airport na Ilorin International Airport.

Capital Airlines
IATA ICAO Callsign
- NCP CAPITAL SHUTTLE
Founded 2003
Ceased operations 2010
Hubs Murtala Muhammed International Airport
Fleet size 3
Destinations 4
Parent company Synergy Group
Headquarters Lagos, Nigeria
Website www.capitalairnigeria.com

Akụkọ ihe mere eme

Nigeria Capital Airlines 
A Capital Airlines Embraer EMB 120 Brasilia na Murtala Muhammed International Airport na 2004.

E hiwere Capital Airlines n'afọ 2003. N'etiti afọ 2005, Capital Airlines na Synergy Group jikọrọ aka iji rụọ ọrụ n'ọdụ ụgbọ elu ndị dị n'akụkụ Naịjirịa na imeghe ụfọdụ ọdụ ụgbọ elu ndị ọzọ, nke a na-ewere dị ka ihe na-agaghị ekwe omume.

Gọọmentị Naịjirịa setịpụrụ oge a kara aka n'April 30, 2007 maka ụlọ ọrụ ụgbọ elu niile na-arụ ọrụ na mba ahụ iji mee ndozighari ma ọ bụ bụrụ ndị a kwụsịrị ịrụ ọrụ, na mgbalị iji hụ na ọrụ na nchekwa ka mma. Capital Airlines mezuru ihe achọrọ n'ihe gbasara re-capitalization ma debanye aha ya maka ọrụ.

N'afọ 2009, Capital Airlines ezughi ihe NCAA (Nigerian Civil Aviation Authority) chọrọ maka inwe ihe karịrị otu ụgbọ elu, na-amanye ya ịkwụsị ụgbọ elu niile Ọktoba afọ 2009. E mechara mechie ụlọ ọrụ ahụ n'afọ 2010.

Ebe Ndị ọ Na-aga

N'ọnwa Julaị afọ 2007, Capital Airlines nyere ụgbọ elu a haziri ahazi site na Lagos gaa Abuja, Ilorin na Minna.[Tinye edensibịa]

Ụgbọ

Capital Airlines nwere ụgbọ elu Embraer EMB 120 Brasilia turboprop atọ.

Edensibia

Njikọ mpụga

Tags:

Nigeria Capital Airlines Akụkọ ihe mere emeNigeria Capital Airlines Ebe Ndị ọ Na-agaNigeria Capital Airlines ỤgbọNigeria Capital Airlines EdensibiaNigeria Capital Airlines Njikọ mpụgaNigeria Capital AirlinesLagosNaijiria

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

SwitzerlandJames Webb Space TelescopeLegit.ngIbrahim BabangidaWikiSol PicóLionel MessiIkike asọmpi na ahịaKadunaAfrịkaSexy SteelMGame of ThronesNdepụta SayensịShallipopiAlbaniaIcelandTabaStonebwoyKeyzAsụsụ KurmaliONTV NigeriaWikipediaVincent van GoghNigerTsegaye MekonnenIte mmanya/nkwuIgbo calendarỊ chu araAdvertisingEgyptWikisourceNneAminuMurtala Muhammed International AirportIme Bishop UmohSarah KhouiledAPIÖnwa ishií 24The Game of Love and ChanceDion Fortune20 JulaịOge ehihieAngela MerkelKánadaJohn ChibuikeFederal Kọleji nke Mmụta Alvan Ikoku26 ỌktobaAjibola AdeoyeGudisa ShentemaAsiaÖnwa ishií 4Addis AbabaSaladin Onye MmeriJudith KanayoThink Global (ọrụ ebere)Hubert WulfrancEnvironmental impact of agricultureMongols in ChinaNewsKatherine MaherIsta MọndeAKAKPỌ3 ỌktobaN'aka nri abalị7 NovembaLagos Games FestivalSalvador DalíShitta-Bey MosqueMarley Marl🡆 More