Agnes Okoh

Agnes Okoh (1905–1995) bu nwa ofo igbo amuru nNigeria o bu onye amuma uka.

Agnes Okoh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAgnes Dezie
Ụbọchị ọmụmụ yaMee 1905 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya10 Maachị 1995 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụevangelist Dezie

o bu ya choputara otu ndi uka akpororo Christ Holy Church Internation

Early life

Agnes Oko onye nke amuru n obodo a na akpo Ndoni nke di na River State nafo 1905, Nime umu iri na ato nne na nna ya bu Maazi na Oriaku muru naani ya bu onye no ndu. Agnes ejeghi akwukwo nihi na nna ya bu onye oru ugbo ebe nne ya na azu ahia. nne na nna ya abughi ndi uka mana mbge ufodu ana aga nulo akwukwo ndi uka katolicdi na Ndoni.Ka nne na nna nwuru o jere Asaba nke di na Delta State je binyere ndi ikwu na ibe ya, nAfo 1924 ka onuru Maazi James Oko onye mba Ghana oru ya bu inya ugbo mmiri.Ha muru umu abuo aha ha bu Anyetei na  Anyele. Nafo 1930 di ya bu Maazi oko nwuru ebe ada ya nwanyi bu Ayaele nwuru nafo 1938 nke a butere ya  oke isi owuwa  nobi mgbawa. ogwu omenala na nke beeke enweghi ike igwo ya nke a mere ka o kwokuo Ma Ozoemena,nwaanyi amuma uka bi na enugu,onye nke kpeere ya ekpere 

Her ministry flourished, but in 1965 she prophesied that Nigeria would soon be in turmoil, and during the Civil War (1966–1970) in eastern Nigeria, closed all the prayer houses and encouraged her converts to move to the more peaceful area of Arondizuogu. The war ended in 1970, things returned to normal, and the Christ Holy Church International, as it was now known, continued to expand.

Legacy

Throughout her life, Okoh was known for her humility and acts of charity. She has had her enemies and critics and survived an attempt on her life. Some people resented her success as a female evangelist. She retired from the ministry in 1980 and returned to live in her birth town of Ndoni. Here she oversaw the building of a primary school and a nursery school, a maternity unit and a public water supply, and she organised the construction of new roads. She died in 1995 at the age of ninety. Her son predeceased her, but her grandson, Daniel Okoh, is the current overseer of the Christ Holy Church International, which currently employs fifteen hundred pastors, and has nearly two million members.

References

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

EminemTekno (musician)Ben EnwonwuLa LigaAfia Amankwaah TamakloePatusisMpaghara RussiaOsisioma NgwaMariya Mahmoud BunkureUniversity of Benin (Nigeria)BasketballMoldovaOgwu akpataAmina MamaVideo games in GhanaỌkọlọtọ nke GhanaIsianyaọchaUweAmụma nzuzoNdetu obodoOnikan StadiumWayback MachineAkaKanoAppleBelgiumTNigerTristan da CunhaKanuri languageOverexploitationNguni languagesOnye AmịChimamanda Ngozi AdichieKizz DanielThe Set Up (2019 film)Wande CoalWikiquoteAisha BuhariIfesinachi Comedy NwanyanwuGatsby (sandwich)Tiv languageLagos IslandKapama Game ReserveEstoniyaKhoekhoe languageIssa SambMGreta ThunbergIfeanyi OkowaSusan Peters (Nigerian actress)ShinkafiFAkhabue Ebalu EvansLagos Rail Mass TransitRuger (singer)1966 Nigerian coup d'étatAdekunle GoldKatie LowesCybersex traffickingMarchAsụsụ BekeeQurabiyaAfọ imeTajine🡆 More