Ondo State bu state no n'ime Naigeria.
Oge/afọ mmalite | 3 Febụwarị 1976 |
---|---|
asụsụ njieme | Bekee |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
isi steeti | Akure |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Naijiria |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | |
geoshape | Data:Nigeria/Ondo.map |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Gọvanọ nke Ondo Steeti |
Executive òtù | executive council of Ondo State |
òtù omebe iwu | Ondo State House of Assembly |
onye nwe | Sunshine Stars F.C. |
dochie | Western State |
Asụsụ ọ na-asụ | Asụsụ Okpamheri, Asụsụ Ivbiosakon, Edo, Izon language, Ayere |
postal code | 340001 |
webụsaịtị | https://ondostate.gov.ng/ |
udi maka maapụ | Category:Maps of Ondo State |
Ihu igwe Ondo Steeti dị abụọ, ha bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)
Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa Ọktoba afọ ọbụla.
Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido na ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.
Ondo Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Naijiria
Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na ala ọmajiji na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Abia · Adamawa · Akwa Ibom · Anambra · Bauchi · Bayelsa · Benue · Borno · Cross River · Delta · Ebonyi · Edo · Ekiti · Enugu · Gombe · Imo · Jigawa · Kaduna · Kano · Katsina · Kebbi · Kogi · Kwara · Lagos · Nasarawa · Niger · Ogun · Ondo · Osun · Ọyọ · Plateau · Rivers · Sokoto · Taraba · Yobe · Zamfara
Federal Capital Territory (FCT):
Abuja
This article uses material from the Wikipedia Ìgbò article Ȯra Ondo, which is released under the Creative Commons Attribution-ShareAlike 3.0 license ("CC BY-SA 3.0"); additional terms may apply (view authors). Ọdịnaya dị n'okpuru CC BY-SA 4.0 belụsọ na edere ya otú ọzọ. Images, videos and audio are available under their respective licenses.
®Wikipedia is a registered trademark of the Wiki Foundation, Inc. Wiki Ìgbò (DUHOCTRUNGQUOC.VN) is an independent company and has no affiliation with Wiki Foundation.