Ụlọ Omeiwu Lagos Steeti Nke Abụọ

 

Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke abụọ

Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke abụọ bụ ngalaba iwu nke Gọọmentị Lagos Steeti nke ehibere na Ọktoba 6, 1983, nzukọ ahụ wee gaa ruo Jenụwarị 10, 1992. Nzukọ ahụ nwere otu ụlọ nakwa ndị nnọchiteanya ịrị anọ na otu ahọpụtara site na mpaghara ọ bụla nke steeti ahụ. Onye isi oche nke Nzukọ omeiwu nke abụọ bụ Rt. Hon Oladimeji Longe ebe osote onye isi ọkà okwu bụ Hon Afolabi Oredoyin. E meghere Nzukọ nke atọ na Jenụwarị 14, 1992, na mpụta nke Hon. Shakirudeen Kinyomi dị ka ọkà okwu.

Edensibia

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Mahadum Nke MaiduguriFederal Kọleji nke Mmụta Alvan IkokuChuma MmekaAbiriba23 SeptembaEnvironmental healthAbiidii igboMosun Filani4 DisembaGadaaMontanaAsụ̀sụ̀ ÌgbòBilikisu LabaranÓjiNnamdi EzeigboYahaya BelloTsegaye SegneVincent van GoghNjem nleta na mgbukpọ ọhịa na NaịjirịaMbara igwe radieshonMaryam YahayaNjikọ̀taọ̀hàIwu Ndị Agha Nzọpụta 1980Onye omekome nke GorIri na abụoEJimmy WalesAjibola AdeoyeÌgboBendeDan MusaCharlene, adaeze nke MonacoAmerican footballAlexandra AmonGor (ihe nkiri)GMAKizz Daniel21 NovembaMgbanwe ỌktobaNew York CityMohBadBolewa peopleNdị agha Topographers nke Russian Imperial ArmyBogotáZJamilah TangazaSamuel FirewuXVideosIbrahim BabangidaAdunni AdeBereket DestaAsụsụ InglishTele IkuruTadese TakeleEgwu AgbachaekurunwaOnyekachi OkaforIsi edemede ọrịa ozuru ụwa ọIhü MbuHillsong Music (label)Tsegaye Mekonnen6 ỌktobaPhone SwapArgentina🡆 More