Tijjani Muhammad-Bande

Tijjani Muhammad-Bande GCON OFR (amuru 7 Disemba 1957) bu onye osote onye isi ala Naijiria, okammuta na oka mmụta ndọrọndọrọ ọchịchị bụ onye isi oche otu United Nations General Assembly 74th session site na 17 Septemba 2019 ruo 15 Septemba 2020.

Tijjani Muhammad-Bande
Tijjani Muhammad-Bande
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereTijjani Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Disemba 1957 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Kebbi Dezie
Ọrụ ọ na-arụpolitical scientist Dezie
onye were ọrụMba Ndị Dị n'Otu Dezie
Ọkwá o jiPresident of the United Nations General Assembly, Permanent Representative of Nigeria to the United Nations Dezie
ebe agụmakwụkwọBoston University, Mahadum Ahmadu Bello, Boston University College of Arts and Sciences Dezie

Ọ rụrụbu dịka osote onye isi oche Oge nke iri asaa na otu site na Septemba 2016 ruo Septemba 2017. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye nnọchi anya Nigeria na-adịgide adịgide na United Nations kemgbe 2017.

Tijjani Muhammad-Bande
Personal details
Children2004

Site na 2010 ruo 2016, ọ bụ onye isi ụlọ ọrụ National Institute of Policy and Strategic Studies na Kuru, Nigeria, ma bụrụkwa osote onyeisi ụlọ akwụkwọ mahadum Usmanu Danfodiyo site na 2004 ruo 2009.

N'ọnwa Jenụwarị 2021, Onye isi ala Buhari degharịrị ya aha dịka onye nnọchi anya United Nations na New York.

Oge ọ malitere

Muhammad-Bande mụrụ ma gụ akwụkwọ na Zagga, obodo dị na Kebbi steeti ugbu a.

Mmụta

Ọ gara mahadum Ahmadu Bello dị na Zaria ebe ọ nwetara nzere bachelọ na sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị n'afọ 1979 tupu ọ gawa na Mahadum Boston, ebe ọ gụchara Master of Arts na sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na 1981. Muhammad-Bande nwetara Ph.D. na sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Mahadum Toronto na 1987.

Ọrụ

N'afọ 1980, ọ kụziri na mahadum Usman Danfodio dị na Sokoto wee ruo ọkwa onye nkuzi n'afọ 1998. N'agbata afọ 2000 na 2004, Bande jere ozi dịka onye isi ụlọ ọrụ African Training and Research Centre in Administration for Development na Tangier, Morocco. . N'agbata afọ 2004 na afọ 2009, ọ rụrụ ọrụ dịka osote onyeisi ụlọ akwụkwọ mahadum Usman Danfodio tupu a họpụta ya onye isi ụlọ ọrụ National Institute for Policy and Strategic Studies nke Naijiria, ọkwa ọ nọrọ n'afọ 2010 ruo 2016.

Ndụ onwe onye

Ọ lụrụ di ma nwee ụmụ anọ.

Hụkwa

  • Ndepụta nke Ahmadu Bello University alumni

Ihe odide

Àtụ:S-start

Àtụ:S-off Àtụ:S-bef Àtụ:S-ttl Àtụ:S-aft

Àtụ:S-end

Àtụ:Presidents of the UN General Assembly

Tags:

Tijjani Muhammad-Bande Oge ọ malitereTijjani Muhammad-Bande MmụtaTijjani Muhammad-Bande ỌrụTijjani Muhammad-Bande Ndụ onwe onyeTijjani Muhammad-Bande HụkwaTijjani Muhammad-Bande Ihe odideTijjani Muhammad-Bande

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

NorwayCharles InojieMoneyMOstraliya14 MaachịVElise Forrest HarlestonLannea edulisCarla Liesching20071999Evan NarcisseSokoto StateElectromagnetismIbrahim BabangidaSokoto1996EmmanuellaHoly Cross Cathedral, Lagos2000Alpha BlondyMercedes CabralShafy BelloIsraelWorldỌnọdụ ihu igwe nke AfricaIhu m̀bụChileZoroastrianismNigerian Civil WarOnikan StadiumAngolaLindsay Lohan's Indian JourneyÁbuNigerian Women Football LeagueMustapha LaribiUli (design)Asụsụ FrenchJonathan Mwe di MalilaEddie DrennonWayback Machine1909Wushu (sport)WikipidiaEfefe KraịstMartin Luther King, Jr.ZainabMayotteDigimonKizz DanielAli NuhuMaiduguriAteleia salicifoliaAnimal🡆 More