Grace Kwami: Onye Ghana na-akpụ ihe ọkpụkpụ na onye nkuzi

Grace Salome Kwami (1923), bụ onye Ghana na-ese ihe na onye nkuzi.

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

A mụrụ Kwami na 1923 na Worawora, obodo dị na mpaghara Volta nke Ghana (Gold Coast n'oge ahụ). Ọ debara aha ya na Basel Mission's Women Teachers' Training College na Agogo. Ọ gara n'ihu na Kumasi College of Arts (nke bụzi Kwame Nkrumah University of Science and Technology) n'afọ 1951, ebe ọ gụrụ nka.

Ọrụ

Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Sayensị na Teknụzụ Kwame Nkrumah, National Museum were ya n'ọrụ ebe ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ese ihe site na 1954 ruo 1957. O mechara rụọ ọrụ dị ka onye nkuzi na Mawuli School na Tamale Teachers' Training College site n'afọ 1957 ruo afọ 1978.

Ihe ngosi

Nkà Kwami bụ n'ihe ọkpụkpụ, eserese na ọla. A na-edozi ọrụ ya na nchịkọta ma gosipụta ya na National Museum of Ghana, Volta Regional Museum, na Ghana Museums and Monument Board.

Ndụ onwe ya

Kwami lụrụ Robert Kwami na 1954. Ọ bụ nne onye na-ese ihe Atta Kwami. Ọ nwụrụ na 2006.

Ebensidee

Tags:

Grace Kwami Mbido ndụ na agụmakwụkwọGrace Kwami ỌrụGrace Kwami Ihe ngosiGrace Kwami Ndụ onwe yaGrace Kwami EbensideeGrace Kwami

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Pan South African Language BoardUsoro AntikytheraSouth AfricaWashington, D.C.National Forests Office (France)Anonymous (ìgwè ndị omempụ)JapanLeadership (newspaper)La LigaÁbuX GonzalezBulgariaNnamdi KanuSaudi ArabiaMMFaith KipyegonSting (Onye egwu)Wiki CommonsSO2 DisembaCecilia FrancisDakkadaNdi HaụsaAkụkọ ifo nke Agba Ndị Furu EfuAsụsụ Socotra SwahiliCAle Felege SelamShatta WaleMabo IsmailaAsụsụ Banda (Maluku)Gberefu IslandMahadum nke Ahmadu BelloDJ CuppyMaryam YahayaSeyi ShayAppleAkaAlex AsogwaOxlade (singer)Oshimiri OrimiriXVideosAk11 EprelOkokomaikoIsi edemede ọrịa ozuru ụwa ọAsụsụ MwaniSadio ManéȮra SokotoSuper Bowl XXXBrazilYouma DiakiteThe-DreamIbe nwaanyị ugwuMerri DeeJisọs KraịstFootballAbiodun AdegokeMuhammadAnna SharyhinaAkumaa Mama ZimbiNadia Davids🡆 More