Delphine Atangana

Delphine Bertille Atangana (amụrụ n'abalị iri na isii n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1984 na Yaoundé) bụ onye Cameroon na-agba ọsọ nke bụ ọkachamara na mita 100.

Delphine Atangana
Delphine Atangana
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereDelphine Dezie
aha ezinụlọ yaAtangana Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Ọgọọst 1984 Dezie
Ebe ọmụmụYaoundé Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na2012 Summer Olympics, 2004 Summer Olympics, 2006 Commonwealth Games Dezie

Na afọ 2006 Commonwealth Games ọ meriri ọla nchara na 100 mita wee bụrụ onye nke asaa na 200 mita. O mekwara asọmpi na afọ 2004 Olympic Games, 2005 World Championships, 2008 World Indoor Championships,na afọ 2011 World Championships. O meriri ọla edo na 200m na Afro-Asian Games.

Oge kachasị mma ya bụ 11.24 sekọnd, nke o nwetara n'ọnwa Ọktoba afọ 2003 na Abuja. O nwere 23.26 sekọnd na mita 200, nke o nwetara n'April 2003 na Bron, na 7.19 sekọnd n'ime mita 60, nke o nwetara na Febuwari, na afọ 2006 na Aubière. O nwekwara ihe ndekọ mba na 4 x 400 mita relay na 3:27.08 nkeji, ya na ndị otu Mireille Nguimgo, Carole Kaboud Mebam na Hortense Béwouda na 2003 World Championships na Paris.

Ihe odide

  • Delphine Atangana at World Athletics

Tags:

Kameroon

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Ịlọ ụwaHausaNkwekọrịta StockholmAminuAbubakar GumiSouth AfricaOstraliyaZerihun YetmgetaJean Bosco MwendaRahama SadauLegit.ngHelen IdahosaNational Forests Office (France)Dawn FaithMMPNwaanyị NaịjirịaVincent van GoghEkwensuWikibooksOkokomaikoBEniola AjaoIsi edemede ọrịa ozuru ụwa ọSunkanmiỤlọ omeiwu Lagos Steeti nke anọJohn DumeloKánadaRachael OkonkwoMmiri ozuzo acidGetenesh UrgeEgwuregwu OlympicMohamed TemamBendePatoo AbrahamIGreeceWiki FoundationAsụsụ BadyaraSelena GomezRajaona AndriamananjaraEgwuregwu ọgụ na-agwakọta ọnụNdi YorubaAmerican footballFade OgunroNzameAsụsụ HausaMaryam YahayaMusa Halilu Ahmed11 EprelAmeer hushamNupediaIgbo highlifeVégíníyàIkechukwuNairalandKameroonGodKaTiwa SavageChinaIhe AghasaaPornhubNonso DiobiÌgboNsukka🡆 More