Al-Shamal Stadium

  

Al-Shamal Stadium (Arabic) bụ ámá egwuregwu bọọlụ a tụrụ aro ya na Ash-Shamel, Qatar . A tụụrụ ya aro dị ka akụkụ nke Qatar 2022 FIFA World Cup bid, ọ gaara enwe ikike nke 45,120. Mgbe asọmpi iko mba ụwa gasịrị, a ga-ebelata ámá egwuregwu ahụ ruo 25,000. E wurughị ámá egwuregwu ahụ, ebe ndị ọzọ ga-enwekwa egwuregwu na Qatar 2022.

Atụmatụ

Ọ bụ Albert Speer & Partners mere atụmatụ ahụ, ma sitere na dhow ọdịnala, ụgbọ mmiri ịkụ azụ nke a na-ejikarị eme ihe na Arab States nke Persian Gulf.

Hụkwa

  • Al-Shamal SC Stadium - 5,000 oche stadium dị nso, ebe obibi Al-Shanal SC

Ihe odide

Àtụ:2022 FIFA World Cup stadiums

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Sani AbachaEgwu Akporogwu/EkperavuEgwu Agbachaekurunwa4 FebrụwarịUSAEjiji omenala IgboOgeneMarsilio FicinoOdòdoVanguard (Nigeria)Digital object identifierFTSE SmallCap IndexLagos Games FestivalWiki FoundationAgha ya na ndị NewtNjikota Obodo AmerikaTesfaye TolaEducationDavidoTanzaniaMbara alaVideo games in GhanaAzare7 NovembaMongols in ChinaDAsụsụ BalaIlse KlinkDwarfismǸzùElaeis guineensisNorth DakotaEgedege DanceMobolanle Ebunoluwa SotunsaCJAYouTubeOlile anyanwu AmerikaWizkidNaigeriaMangbai languageBakhresa GroupChris IgweMarley MarlCherry Hill, BaltimoreSlovakiaNigerKanoHubert WulfrancOmosThe PunchAshley Hinshaw3 ỌktobaFavela Santa MartaRajaona AndriamananjaraDJ CuppyAyogu EzeCarl's Jr.ArochukwuIkwuanoNọmba njirimara a na-agbanwe agbanweGee Gureje10 JenụwarịAyoAll Progressives CongressEgwuregwu Live 8 na ParisWater🡆 More