Abiola Bashorun

Abiola Bashorun bụ nwaafọ Naịjirịa na-eme ngosi uwe na ihe ngosi ịma nma.

Abiola Bashorun
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAbiola Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1980s Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye asọmpi ịma mma Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie

O meriri na asọmụmpi Most Beautiful Girl in Nigeria n'afọ 2006.

N’afọ 2006, Bashorun dị afọ iri na asatọ bụ onye mmeri ịtụnanya na mmemme ihe ngosi ima nma kwa afọ ahụ. Dị ka eze nwanyị na-achị achị, ọchịchị Baroshun bụ ime ka ndị mmadụ mara maka ọrịa Sickle Cell. O kebiri ime nkea mgbe enyi ya nwụsịrị maka ọrịa ahụ ; ọ jiri ọtụtụ oge n’ime oge ọchịchị ya na-ahazi ọhaneze na nzukọ ọmụmụ i ji kuziere ndị Naijiria maka ọrịa ahụ. Ọ nọchitere anya Naijiria na Miss World n'afọ 2006 .

N'afọ 2008, Bashorun pụtara n'ihe nkiri azụmahịa nke Motorola . O mechara gụọ gbasara iwu na United Kingdom ma mesịa laghachi Naịjirịa mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ.

Ebe m si dee

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

Iris planifoliaAbraham24 DisembaAsiaTeni (singer)FootbọlATMaltaNour El-SherifVermontNdiaYouth suffrageAsụsụ InglishList of government ministries of Lagos StateApaTiwa SavageAgbamakwụkwọNigeria AirwaysElvania NimbonaŃkúJJ BunnyMahadum nke Obafemi AwolowoNShang Yang25 NovembaTemi OtedolaVanguard (Nigeria)Coordinated Universal TimeCSouth AmerikaAsusu KongoPDPObodoézè Nà OfúForeign relations of NigeriaSani AbachaGame of ThronesMoneyỤmụ nwanyị na egwuIreland9 MaachịLindsay Lohan's Indian JourneyNaija1998MANnewiÒrìmìlì India2 Ọgọọst1976BrandyNigerian Women Football LeagueAll Bengal Women's UnionRouge (rapper)AndorraBelarusOmosISO 3166-1PThe DoorsWushu (sport)Shafy BelloNmanu nri🡆 More