Abdullahi Ibrahim Gobir: Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria

Abdullahi Ibrahim Gobir (amuru 1 Jenuarị 1958) bu onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria bu Senator for Sokoto East site na 2011 rue 2023.

Ọ bu onye isi ndi isi nke Senate site na Julai 2022 rue Julaị 2023.

Abdullahi Ibrahim Gobir
Abdullahi Ibrahim Gobir
Mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 9th National Assembly Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAbdullahi Ibrahim Gobir Dezie
Aha ọmụmụAbdullahi Ibrahim Gobir Dezie
Aha enyereAbdullahi Dezie
aha ezinụlọ yaGobir Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Jenụwarị 1953 Dezie
Ebe ọmụmụSabon Birin North Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Hausa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria, ministry of communications, director Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Liverpool, University of Detroit Mercy Dezie
ogo mmụtadoctorate Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party, All Progressives Congress Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Gobir nwetara nzere Masters na Electric engineering na Mahadum Detroit dị na mba Amerịka, ma nweta nzere doctoral n'ihe gbasara ọkụ eletrik na ike na mahadum Abubakar Tafawa Balewa dị na Bauchi, Nigeria. Ọ bụ onye injinia Chartered na onye otu ụlọ ọrụ Institute of Electrical Engineers (UK) na nke otu ndị injinia Naijiria.

Gobir malitere ọrụ ya na Ministri na-ahụ maka nzikọrịta ozi, wee sonye na ụlọ ọrụ ihe onyonyo nke Naijiria na Sokoto. Ọ ghọrọ onye isi oche nke Union Bank of Nigeria na 2002. Ọ ghọkwara onye isi njikwa nke Taifo Multi Services Limited, Abuja. Tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọ bụ onyeisi oche nke Cement Company nke Northern Nigeria, nke dabeere na steeti ahụ.

Na primaries PDP, Gobir meriri onye nọchitere anya Senator Abubakar Umar Gada site na 1,547 megide vootu iri isii. Ọ gara n'ihu ka a họpụta ya na Senate.

N'ọnwa Julaị afọ 2022, a họpụtara Gobir ka ọ bụrụ onye isi ndị otu APC sinetị.

Ihe odide

Àtụ:Nigerian Senators of the 7th National AssemblyÀtụ:Nigerian Senators of the 8th National Assembly

Tags:

🔥 Trending searches on Wiki Ìgbò:

SAgile software developmentNwanyiNaijiriaHausa–Gwandara languagesJessica SimpsonỤmụ nwanyị na egwuMeninjaịtisElvis PresleyJalingo11 EprelFranceAnansiRabia Salihu Sa'idIku azuMarchWikiquoteAli NuhuWiki FoundationLithuniaAteleia salicifoliaRodney McMillianChidinma Favour EdejiEritreaItalyLiberiaGarrya fadyeniiDaylight saving timeYusuf GrilloSho MadjoziGoodluck JonathanKizz DanielEnuka OkumaNafisat AbdullahiMaiduguriYvonne NelsonLamide AkintobiMuhammad2007Laura AhtimeUSAFootballRObodo BékèAma Ukwu VatikanAmerican footballEnglishMonakoOshimiri OrimiriMusaFunlola Aofiyebi-RaimiSkalesJatropha integerrimaPopulation densityGame of ThronesMozambique🡆 More